NKPUGHE 10

1 M’we hu mọ-ozi ọzọ di ike, ka ọ nēsi n’elu-igwe ridata, nke eb͕okwasiworo ya igwe-oji dika uwe; eke-na-ogwurugwu ahu di kwa n’isi-ya, iru-ya di kwa ka anyanwu, ukwu-ya abua…

NKPUGHE 11

1 Ewe nyem amì yiri nkpa-n’aka: otù onye we si, Bilie, tù kwa ulo nsọ nke Chineke, na ebe-ichu-àjà-ya, na ndi nākpọ isi ala nime ya. 2 Ma obí nke…

NKPUGHE 12

1 Ewe hu oké ihe-iriba-ama n’elu-igwe; nwanyi nke egbokwasiworo ya anyanwu dika uwe, ọnwa di kwa n’okpuru ukwu-ya abua, ọ nēkpu kwa okpu-eze nke kpakpando iri na abua n’isi-ya; 2…

NKPUGHE 13

1 o we guzọ n’ájá oké osimiri. M’we hu anu-ọhia ka ọ nēsi n’oké osimiri rigoputa, nēnwe mpi iri na isi asa, nēkpu kwa okpu-eze iri n’elu mpi-ya, nēnwe kwa…

NKPUGHE 14

1 M’we hu, ma le, Nwa-aturu ahu ka Ọ nēguzo n’ugwu Zaion, Ya na ọgu nnù iri na ọgu nnù asatọ, bú ndi edeworo aha-Ya na aha Nna-Ya n’egedege-iru-ha. 2…

NKPUGHE 15

1 M’we hu ihe-iriba-ama ọzọ n’elu-igwe, nke di uku di kwa ebube, ndi-mọ-ozi asa ndi nwere ihe-ọtiti asa, nke bu nke-ikpe-azu, n’ihi na nime ha ka ọnuma Chineke gwuru. 2…

NKPUGHE 16

1 M’we nu oké olu ka ọ nēsi n’ulo nsọ ahu dà, nāsi ndi-mọ-ozi asa ahu, Jenu, wusi ọkwa asa ahu nke ọnuma Chineke nime uwa. 2 Mọ-ozi mbu we…

NKPUGHE 17

1 Otù mọ-ozi n’etiti ndi-mọ-ozi asa ahu ndi nwere ọkwa asa ahu we bia, we kpayerem uka, si, Biari, m’gēgosi gi ikpé nke oké nwanyi ahu nākwa iko onye nānọkwasi…

NKPUGHE 18

1 Mb͕e ihe ndia gasiri m’we hu mọ-ozi ọzọ ka o nēsi nelu-igwe ridata, nēnwe ike uku; ewe site n’ebube-ya nye uwa ìhè. 2 O we were olu ike tie…

NKPUGHE 19

1 Mb͕e ihe ndia gasiri m’we nu ihe dika oké olu nke oké ìgwè ndi nọ n’elu-igwe, nāsi, Haleluya; Nzọputa nile na otuto nile na ike nile nādiri Chineke-ayi: 2…