ABÙ ỌMA 29

Abù Ọma Devid. 1 Nyenu Jehova, unu umu Chineke, Nyenu Jehova nsọpuru na ike. 2 Nyenu Jehova nsọpuru aha-Ya; Kpọnu isi ala nye Jehova n’ima-nma nke idi-nsọ. 3 Olu Jehova…

ABÙ ỌMA 30

Abù Ọma; Abù nke ira Ulo ahu nye Chineke; Abù Ọma nke Devid. 1 M’gēbuli Gi elu, Jehova; n’ihi na I dọgowom n’elu, I meghi kwa ka ndi-irom ṅuriam. 2…

ABÙ ỌMA 31

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid. 1 Nime Gi, Jehova, ka m’b͕abàworo; ekwela ka ihere mem rue mb͕e ebighi-ebi: N’ezi omume-gi me ka m’b͕apu. 2 Tọrọm nti-Gi…

ABÙ ỌMA 32

Abù Ọma nke Devid. Maschil. 1 Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú onye ebupuworo njehie-ya, onye ekpuchiworo nmehie-ya. 2 Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú madu…

ABÙ ỌMA 33

1 Tienu nkpu ọṅù nime Jehova, unu ndi ezi omume: N’ebe ndi ziri ezi nọ otuto mara nma. 2 Werenu ubọ-akwara kele Jehova: Werenu une nke akwara iri bùkue Ya…

ABÙ ỌMA 34

Abù Ọma nke Devid; mb͕e ọ b͕anwere omume-ya n’iru Abimelek, o we chupu ya, o we la. 1 M’gāgọzi Jehova na mb͕e nile: Mb͕e nile ka otuto-Ya gādi n’ọnum. 2…

ABÙ ỌMA 35

Abù Ọma nke Devid. 1 Jehova, luso ha ọ̀gù, bú ndi nālusom ọ̀gù: Buso ha agha, bú ndi nēbusom agha. 2 Jide ọta na ọta uku, Bilie iyerem aka. 3…

ABÙ ỌMA 36

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma nke orù Jehova, bú Devid. 1 Ihe nke nāputa n’ọnu njehie nke onye nēmebi iwu nāsi n’etiti obim Ọ dighi oké egwu…

ABÙ ỌMA 37

Abù Ọma nke Devid. 1 Emela ka iwe-gi di ọku n’ihi ndi nēme ihe ọjọ, Ekwosola ndi nēme ajọ omume ekworo. 2 N’ihi na dika ahihia ka agēbipu ha ngwa…

ABÙ ỌMA 38

Abù Ọma Devid, ime ka echeta echeta. 1 Jehova, abalaram nba n’iwe-Gi: Adọ-kwa-lam aka na nti n’ọnuma-Gi. 2 N’ihi na àkú-Gi nile efedakwasiwom, Aka-Gi adakwasiwokwam. 3 Ọ dighi izu-okè ọ…