ABÙ ỌMA 149
1 Tonu Ja. Bùkuenu Jehova abù ọhu, Bú otuto-Ya nime nkpọkọta ndi-ebere-Ya. 2 Ka Israel ṅuria n’Onye meworo ya: Ka umu Zaion tegharia egwú ọṅù n’Eze-ha. 3 Ka ha to…
1 Tonu Ja. Bùkuenu Jehova abù ọhu, Bú otuto-Ya nime nkpọkọta ndi-ebere-Ya. 2 Ka Israel ṅuria n’Onye meworo ya: Ka umu Zaion tegharia egwú ọṅù n’Eze-ha. 3 Ka ha to…
1 Tonu Ja. Tonu Chineke n’ebe nsọ Ya: Tonu Ya na mbara-ígwé nke ike-Ya. 2 Tonu Ya n’ihi idi-ike-Ya nile: Tonu Ya dika iba-uba nke idi-uku-Ya si di. 3 Werenu…
1 Ilu di iche iche nke Solomon nwa Devid, bú eze Israel: 2 Ima amam-ihe na idọ-aka-na-nti; Ighọta okwu-ọnu nile nke nghọta; 3 Inara idọ-aka-na-nti nke inwe-uche, Na ezi omume…
1 Nwam, ọ buru na i nara okwu-ọnum nile, Ọ buru kwa na i zobe ihe nile m’nyere n’iwu n’ebe i nọ; 2 Itọrọ amam-ihe nti-gi n’ala, We wezuga obi-gi…
1 Nwam, echezọla iwum; Ma ka obi-gi chebe ihe nile m’nyere n’iwu: 2 N’ihi na ubọchi ndu nke di ogologo, na ọtutu arọ nke ndu, Na udo, ka ha gātukwasiri…
1 Umum, nurunu idọ-aka-na-ntí nke nna, Tọ-kwa-nu nti n’ala ima nghọta: 2 N’ihi na ezi ihe-nmuta ka m’nyeworo unu; Unu arapula iwum. 3 N’ihi na nwa ka m’buru nnam, Di…
1 Nwam, ṅa nti n’amam-ihem; Tọ nti-gi n’ala nye nghọtam: 2 Ka i we debe ìzùzù di iche iche, Ka eb͕ub͕ere-ọnu-gi we chebe kwa ihe-ọmuma. 3 N’ihi na eb͕ub͕ere-ọnu nke…
1 Nwam, ọ buru na i nọworo madu-ibe-gi na mbe, Ọ buru na i narawo onye ala ọzọ n’aka ibu onye-mbe, 2 Ejiwo okwu nile nke ọnu-gi ma gi n’ọnyà,…
1 Nwam, debe okwu-ọnum nile, Zobe ihe nile m’nyere n’iwu n’ebe i nọ. 2 Debe ihe nile m’nyere n’iwu, we di ndu, Debe kwa iwum dika nwa-anya nke anya-gi. 3…
1 Amam-ihe, ọ̀ dighi-akpọ òkù? Nghọta kwa, ọ̀ dighi-eme ka olu-ya da udà? 2 N’elu ebe nile di elu n’akuku uzọ, N’ab͕ata uzọ nile, ka O guzoworo onwe-ya; 3 N’akuku…