ILU 19
1 Ọ di nma, bú ob͕eye nke nēje ije n’izu-okè-ya, Kari onye eb͕ub͕ere-ọnu-ya b͕agọrọ ab͕agọ n’okwu, onye bu kwa onye-nzuzu. 2 Ọzọ, mb͕e nkpuru-obi nēnweghi ihe-ọmuma ọ dighi nma; Onye…
1 Ọ di nma, bú ob͕eye nke nēje ije n’izu-okè-ya, Kari onye eb͕ub͕ere-ọnu-ya b͕agọrọ ab͕agọ n’okwu, onye bu kwa onye-nzuzu. 2 Ọzọ, mb͕e nkpuru-obi nēnweghi ihe-ọmuma ọ dighi nma; Onye…
1 Onye nākwa emò ka manya-vine bu, onye-nkpọtu ka ihe-ọṅuṅu nke nābà n’anya bu; Onye ọ bula nke nāwaghari site na ya amaghi ihe. 2 Ọb͕ub͕ọ-uja dika nke ọdum ka…
1 Iyi di iche iche nke juputara na miri ka obi eze bu n’aka Jehova: N’ebe ọ bula nke nātọ Ya utọ ka Ọ nēwezuga ya. 2 Uzọ ọ bula…
1 Ihe anārọputa ka ezi aha bu kari ọtutu àkù, Amara di kwa nma kari ọla-ọcha na ọla-edo. 2 Ọgaranya na ob͕eye ezutewo: Onye meworo ha nile bu Jehova. 3…
1 Mb͕e i soro onye nāchi achi iri nri, Ghọta nke-ọma onye ahu nke nọ n’iru gi; 2 Tukwasi kwa mma n’akpiri-gi, Ma ọ buru na onye nri-ya nātọ ya…
1 Ekwosola ndi ọjọ ekworo, Achọsi-kwa-la ike inọ n’etiti ha: 2 N’ihi na ipunara-madu-ihe ka obi-ha nātughari, Okwu nmeb͕u ka eb͕ub͕ere-ọnu-ha nēkwu. 3 Amam-ihe ka eji ewu ulo; Ọ bu…
1 Ndia bu kwa ilu Solomon turu, nke ndi Hezekaia, bú eze Juda, deputara n’akwukwọ. 2 Ọ bu nsọpuru Chineke izobe okwu: Ma nsọpuru ndi-eze bu igwuputa ala okwu. 3…
1 Dika snow na mb͕e okpom-ọku, na dika miri-ozuzo na mb͕e owuwe-ihe-ubi, Otú a nsọpuru amaghi nma nye onye-nzuzu. 2 Dika nnunu na nfeghari-ya, dika eleke n’ofufe-ya, Otú a nkọcha…
1 Anyala isi bayere echi; N’ihi na i maghi ihe chi gābọ. 2 Ka onye ala ọzọ to gi, ma ọ bughi ọnu-gi; Ka onye mba ọzọ to gi, ma…
1 Ndi nēmebi iwu ab͕alagawo mb͕e ọ dighi onye nāchu ha: Ma ndi ezi omume nwere ntukwasi-obi dika ọdum. 2 N’ihi njehie nke ala ha di ọtutu, bú ndi-isi-ya: Ma…