NEHEMAIA 11
1 Ndi-isi ndi-Ju we biri na Jerusalem: ndi-Ju fọduru fe-kwa-ra nzà, ime ka otù onye nime madu iri bata ibi na Jerusalem, bú obodo nsọ, ka uzọ iteghete ndi fọduru…
1 Ndi-isi ndi-Ju we biri na Jerusalem: ndi-Ju fọduru fe-kwa-ra nzà, ime ka otù onye nime madu iri bata ibi na Jerusalem, bú obodo nsọ, ka uzọ iteghete ndi fọduru…
1 Ma ndia bu ndi-nchu-aja na ndi Livai ndi soro Zerubabel nwa Shealtiel, na Jeshua, rigota: Seraia, na Jeremaia, na Ezra; 2 na Amaria, na Maluk, na Hatush; 3 na…
1 N’ubọchi ahu ka ha guru n’akwukwọ Moses na nti ndi Israel; ewe hu ihe edeworo nime ya, bú na onye Amon na onye Moab agaghi-abà na nkpọkọta ndi Chineke…
1 O rue, n’ubọchi Ahasuerọs, (nka bu Ahasuerọs nke bu eze ọgu ala anāchi achi na asa, site n’India we rue Etiopia:) 2 na mb͕e ahu, mb͕e eze, bú Ahasuerọs,…
1 Mb͕e ihe ndia gasiri, mb͕e ọnuma eze, bú Ahasuerọs, bìri, ọ chetara Vashti, na ihe o mere, na ihe ekwubìri megide ya. 2 Ndi-ozi eze, bú ndi nējere ya…
1 Mb͕e ihe ndia gasiri, eze, bú Ahasuerọs, mere Heman nwa Hamedata, bú onye Egag, ka ọ buru onye oku, o we bulie ya elu, do oche-eze-ya n’ebe di elu…
1 Ma Mọdekai mara ihe nile emere, Mọdekai we dọwa uwe-ya nile, yikwasi ákwà-nkpe, kpokwasi ntu n’aru-ya, pua je n’etiti obodo, tie oké nkpu di ilu: 2 o we bia…
1 O rue, n’ubọchi nke-atọ, na Esta yiri uwe ala-eze ya, we guzo n’ogige di ime-ime nke ulo eze, na ncherita-iru ulo eze: ma eze nānọkwasi n’oche-eze ala-eze ya n’ulo…
1 N’abali ahu urá eze fepuru n’anya-ya; o we si ka ewebata akwukwọ ihe-ncheta nke ihe emere n’ubọchi ahu, ewe nāgu ha n’iru eze. 2 Ewe hu ihe a nke…
1 Eze na Heman we bata iso Esta, bú nwunye eze, ṅu manya-vine. 2 Eze we si kwa Esta n’ubọchi nke-abua, n’ọṅuṅu manya-vine ahu, Gini bu aririọ-gi, Esta, nwunye eze?…