ESTA 8
1 N’ubọchi ahu eze, bú Ahasuerọs, nyere Esta, bú nwunye eze, ulo Heman, bú onye nākpab͕u ndi-Ju. Ma Mọdekai biara n’iru eze; n’ihi na Esta gosiri ka ya na ya…
1 N’ubọchi ahu eze, bú Ahasuerọs, nyere Esta, bú nwunye eze, ulo Heman, bú onye nākpab͕u ndi-Ju. Ma Mọdekai biara n’iru eze; n’ihi na Esta gosiri ka ya na ya…
1 Ma n’ọnwa nke-iri-na-abua, nke ahu bu ọnwa Ada, n’ubọchi nke-iri-na-atọ nime ya, mb͕e okwu eze na iwu-ya biaruru nso ka eme ya, n’ubọchi mb͕e ndi-iro ndi-Ju lere anya ibu…
1 Eze, bú Ahasuerọs, we me ka ala ahu na ala nile nke di oké osimiri buruburu tua utu. 2 Ma ọlu nile nke ike-ya na nke idi-ike-ya, na ọkukọ-isi…
1 Otù nwoke di n’ala Uz, Job bu aha-ya; nwoke ahu zuru okè, zi kwa ezi, ọ nātu kwa egwu Chineke, nēsi kwa n’ihe ọjọ wezuga onwe-ya. 2 Ewe muara…
1 Ubọchi we di na umu Chineke biara iguzo onwe-ha n’iru Jehova, Setan we bia kwa n’etiti ha iguzo onwe-ya n’iru Jehova. 2 Jehova we si Setan, Òle ebe i…
1 Mb͕e ihe a gasiri, Job saghere ọnu-ya, kọcha ubọchi-ya. 2 Job we za, si: 3 Ka ubọchi nke amurum nime ya la n’iyì, Ya na abali ahu nke siri,…
1 Elifaz, bú onye Timan, we za, si, 2 Asi na otù onye anwa igwa gi okwu, ìke gāgwu gi? Ma ònye puru ib͕ọchi onwe-ya n’ikwa okwu? 3 Le, i…
1 Biko, kpọ òkù; ọ̀ di onye nāza gi? Ònyè n’etiti ndi nsọ ka i gēche kwa iru? 2 N’ihi na nkpasu-iwe nēb͕u onye b͕agọro ab͕ago n’uche-ya, Ekworo nēme kwa…
1 Job we za, si, 2 Biko, ka atùa nkpasu-iwem nke-ọma, Ka ha buli kwa nmebim n’ihe-ọtùtù n’otù! 3 N’ihi na ub͕u a ọ di arọ́ kari ájá oké osimiri…
1 Ọ̀ dighi obubu-agha diri madu n’elu uwa? Ùbọchi-ya adighi ka ubọchi onye egoro ọlu? 2 Dika orù si ekusie ume ike ibà n’okpuru ǹdò, Na dika onye egoro ọlu…