JOB 38
1 Jehova we si n’oké ifufe za Job, si, 2 Ònye bu onye a nke nēme ka ndum-ọdu b͕a ọchichiri Site n’okwu ọmuma-ihe nādighi? 3 Biko, ke ihe-ọkiké n’úkwù-gi dika…
1 Jehova we si n’oké ifufe za Job, si, 2 Ònye bu onye a nke nēme ka ndum-ọdu b͕a ọchichiri Site n’okwu ọmuma-ihe nādighi? 3 Biko, ke ihe-ọkiké n’úkwù-gi dika…
1 Ì mawo mb͕e ewu-ọhia nke nkume di elu ji amu nwa? Ì nāriba ama mb͕e nne-ele nāmuputa nwa? 2 Ì nāgu ọnwa ha nọzuru n’imu nwa ọnu? Ma-ọbu ì…
1 Jehova we za Job, si, 2 Onye nādọ aka na nti, ọ̀ nāluso Onye puru ime ihe nile ọ̀gù? Onye nābara Chineke nba, ya za ya. 3 Job we…
1 Ì gēji nkò-azù dọrọ oké agu-iyi? Ma-ọbu ì gēji ndọ̀ biada ire-ya? 2 Ì gētiye udọ̀-ami n’imi-ya? Ma-ọbu i gēji ngu ígwè dupue àb͕à-ya? 3 Ọ̀ gāriọ gi ọtutu…
1 Job we za Jehova, si, 2 Amawom na I puru ime ihe nile, Amawokwam na adighi-eb͕ochi nzube ọ bula nke sitere na Gi. 3 Ònye bu onye a nke…
1 Onye ihe nāgara nke-ọma ka madu ahu bu nke nējeghi ije na ndumọdu ndi nēmebi iwu, Nke nēguzoghi kwa n’uzọ ndi nmehie, Nke nānọghi kwa n’ọnọdu ndi nākwa emò….
1 N’ìhi gini ka mba nile meworo oké nkpọtu? N’ìhi gini ka ndi nile di n’uwa nātughari ihe-efu n’uche? 2 Ndi-eze nke uwa nēguzo onwe-ha, Ndi-isi nāb͕akọta kwa ìzù, Imegide…
Abù Ọma Devid, mb͕e o siri n’iru Absalom nwa-ya b͕alaga. 1 Jehova, le otú ndi nākpab͕um bara uba! Ọtutu madu nēbili imegidem. 2 Ọtutu madu nēkwu okwu bayere nkpuru-obim, si,…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’ubọ-akwara. Abù Ọma Devid. 1 Mb͕e m’kpọrọ, Gi zam, Chineke nke ezi omumem; I nyewom ebe sara mbara mb͕e m’nọ na nkpà: Merem amara,…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; nke agābù n’ib͕u Ọjà. Abù Ọma Devid. 1 Ge nti n’okwu-ọnum, Jehova, Ghọta ntughari-uchem. 2 Ṅa nti n’olu ntiku m’nētiku Gi, Ezem, na Chinekem:…