ABÙ ỌMA 26
Abù Ọma nke Devid. 1 Kpem ikpe, Jehova, n’ihi na mu onwem ejewo ije n’izu-okèm: Ọ bu kwa na Jehova ka m’tukwasiworo obi, ukwum adighi-ab͕uchapu. 2 Nwà m, Jehova, nwaputakwam;…
Abù Ọma nke Devid. 1 Kpem ikpe, Jehova, n’ihi na mu onwem ejewo ije n’izu-okèm: Ọ bu kwa na Jehova ka m’tukwasiworo obi, ukwum adighi-ab͕uchapu. 2 Nwà m, Jehova, nwaputakwam;…
Abù Ọma nke Devid. 1 Jehova bu ìhèm na nzọputam; ònye ka m’gātu egwu? Jehova bu ebe siri ike nke ndum; ònye ka m’gātu oké egwu? 2 Mb͕e ndi nēme…
Abú Ọma nke Devid. 1 Gi, Jehova, ka m’nākpọku; Oké nkumem, echila nti n’ebe m’nọ: Ka I we ghara ib͕am nkiti, M’we yie ndi nārida n’olùlù. 2 Nuru olu aririọ-amaram…
Abù Ọma Devid. 1 Nyenu Jehova, unu umu Chineke, Nyenu Jehova nsọpuru na ike. 2 Nyenu Jehova nsọpuru aha-Ya; Kpọnu isi ala nye Jehova n’ima-nma nke idi-nsọ. 3 Olu Jehova…
Abù Ọma; Abù nke ira Ulo ahu nye Chineke; Abù Ọma nke Devid. 1 M’gēbuli Gi elu, Jehova; n’ihi na I dọgowom n’elu, I meghi kwa ka ndi-irom ṅuriam. 2…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid. 1 Nime Gi, Jehova, ka m’b͕abàworo; ekwela ka ihere mem rue mb͕e ebighi-ebi: N’ezi omume-gi me ka m’b͕apu. 2 Tọrọm nti-Gi…
Abù Ọma nke Devid. Maschil. 1 Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú onye ebupuworo njehie-ya, onye ekpuchiworo nmehie-ya. 2 Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú madu…
1 Tienu nkpu ọṅù nime Jehova, unu ndi ezi omume: N’ebe ndi ziri ezi nọ otuto mara nma. 2 Werenu ubọ-akwara kele Jehova: Werenu une nke akwara iri bùkue Ya…
Abù Ọma nke Devid; mb͕e ọ b͕anwere omume-ya n’iru Abimelek, o we chupu ya, o we la. 1 M’gāgọzi Jehova na mb͕e nile: Mb͕e nile ka otuto-Ya gādi n’ọnum. 2…
Abù Ọma nke Devid. 1 Jehova, luso ha ọ̀gù, bú ndi nālusom ọ̀gù: Buso ha agha, bú ndi nēbusom agha. 2 Jide ọta na ọta uku, Bilie iyerem aka. 3…