ABÙ ỌMA 36

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma nke orù Jehova, bú Devid. 1 Ihe nke nāputa n’ọnu njehie nke onye nēmebi iwu nāsi n’etiti obim Ọ dighi oké egwu…

ABÙ ỌMA 37

Abù Ọma nke Devid. 1 Emela ka iwe-gi di ọku n’ihi ndi nēme ihe ọjọ, Ekwosola ndi nēme ajọ omume ekworo. 2 N’ihi na dika ahihia ka agēbipu ha ngwa…

ABÙ ỌMA 38

Abù Ọma Devid, ime ka echeta echeta. 1 Jehova, abalaram nba n’iwe-Gi: Adọ-kwa-lam aka na nti n’ọnuma-Gi. 2 N’ihi na àkú-Gi nile efedakwasiwom, Aka-Gi adakwasiwokwam. 3 Ọ dighi izu-okè ọ…

ABÙ ỌMA 39

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù, bú Jedutun. Abù Ọma Devid. 1 Asirim, Ka m’lezie uzọm nile anya, Ka m’we ghara iwere irem mehie: Ka m’debere ọnum ihe ikechi ọnu,…

ABÙ ỌMA 40

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid. 1 Elesirim anya Jehova ike; Ọ we tọrọm nti-Ya n’ala, nu ntikum. 2 Ọ we me ka m’si n’olùlù nbibi, n’apiti…

ABÙ ỌMA 41

Abù Ọma nke diri Onye-sisi Abù. Abù Ọma Devid. 1 Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú onye nwere uche n’imeso onye nēnweghi ike: N’ubọchi ihe ọjọ Jehova gēme…

ABÙ ỌMA 42

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; Maschil nke umu Kora. 1 Dika agu iyi miri si agu nne-ele, Otú a ka agu Gi nāgu nkpuru-obim, Chineke. 2 Akpiri Chineke, bú…

ABÙ ỌMA 43

1 Kpem ikpe, Chineke, kpe kwa ọnum n’ikpe, me ka m’pua n’aka mba nādighi-eme ebere: Me ka m’si n’aka nwoke bu onye-aghughọ na onye ajọ omume b͕apu. 2 N’ihi na…

ABÙ ỌMA 44

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; Abù Ọma nke umu Kora. Maschil. 1 Chineke, ayi ewerewo nti-ayi nu, nna-ayi-hà akọworo ayi, Ọlu I luru n’ubọchi-ha, n’ubọchi mb͕e ochie. 2 Gi…

ABÙ ỌMA 45

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu Shoshannim; Abù Ọma nke Umu Kora. Maschil. Abù ihe-utọ. 1 Obim ab͕ọputawo okwu di nma: Mu onwem nēkwu okwu; olum diri eze: Irem…