ABÙ ỌMA 46

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; Abù Ọma nke umu Kora; n’elu Alamoth. Abù. 1 Chineke buru ayi ebe-nb͕abà na ike, O mewo ka achọta Ya n’iye aka nke-uku na…

ABÙ ỌMA 47

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; Abù Ọma umu Kora. 1 Unu ndi nile di iche iche, kuanu aka; Werenu olu nke iti-nkpu-ọṅu tikue Chineke. 2 N’ihi na Jehova, Onye…

ABÙ ỌMA 48

Abù; Abù Ọma umu Kora. 1 Onye uku ka Jehova bu, Ọ bu kwa onye anēto nke-uku, N’obodo Chineke-ayi, bú ugwu nsọ Ya. 2 Ihe mara nma n’idi-elu, na ihe-obi-utọ…

ABÙ ỌMA 49

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; Abù Ọma Umu Kora. 1 Nurunu nka, ndi nile di iche iche; Ṅanu nti, ndi nile bi n’uwa nka: 2 Ma ndi di ala…

ABÙ ỌMA 50

Abù Ọma Esaf. 1 Chineke Nke kachasi chi nile, bú Jehova, ekwuwo, We kpọ uwa site n’ọwuwa anyanwu rue ọdida-ya. 2 Site na Zaion, bú ebe mazuru nma, Ka Chineke…

ABÙ ỌMA 51

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid: mb͕e Netan, bú onye-amuma, biakutere ya, mb͕e ọ bakusiri Bat-sheba. 1 Merem amara, Chineke, dika ebere-Gi si di: Dika iba-uba nke…

ABÙ ỌMA 52

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Maschil Devid: mb͕e Doeg, bú onye Edom, biara gosi Sọl, si ya, Devid bara n’ulo Ahimelek. 1 Gini mere i nēto onwe-gi n’ihe ọjọ,…

ABÙ ỌMA 53

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu Mahalath. Maschil Devid. 1 Onye-nzuzu asiwo n’obi-ya, Ọ dighi Chineke ọ bula di. Ha ebibiwo onwe-ha, ha emewo ka ajọ omume-ha buru ihe-árú;…

ABÙ ỌMA 54

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’ubọ-akwara. Maschil Devid: mb͕e ndi Zif biara, si Sọl, Devid, ọ̄ dighi-ezo onwe-ya n’etiti ayi? 1 Chineke, were aha-Gi zọputam, Were kwa idi-ike-Gi kpem…

ABÙ ỌMA 55

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’ubọ-akwara. Maschil Devid. 1 Ge nti n’ekperem, Chineke; Ezonari-kwa-la Onwe-gi n’aririọ-amaram. 2 Ṅam nti, zam: Anamalù ulù na ntughari-obim, nāsu kwa oké ude; 3…