ABÙ ỌMA 56

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu Jonath elem rehokim. Abù Ọma nke Devid: Michtam: mb͕e ndi Filistia jidere ya na Gat. 1 Merem amara, Chineke; n’ihi na madu ekusiwo…

ABÙ ỌMA 57

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù: Al-tashheth. Abù Ọma nke Devid: Michtam: mb͕e ọ b͕apuru n’iru Sọl ba n’ọb͕à. 1 Merem amara, Chineke, merem amara; N’ihi na nime Gi ka…

ABÙ ỌMA 58

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; Al-tashheth. Abù Ọma nke Devid: Michtam. 1 Ọ̀ bu ezie na ezi omume nke kwesiri ka unu kwue bu ob͕i? Ùnu ji izi-ezi kpe…

ABÙ ỌMA 59

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; Al-tashheth. Abù Ọma nke Devid: Michtam: mb͕e Sọl ziri ozi, ha we che ulo ime ka ọ nwua. 1 Naputam n’aka ndi-irom, Chinekem: Me…

JENESIS 1

1 Na mbu Chineke kere elu-igwe na uwa. 2 Uwa we buru ihe tọb͕ọrọ n’efu na ihe tọb͕ọrọ nkití; ọchichiri di kwa n’elu ob͕u-miri: Mọ Chineke nērughari kwa n’elu miri….

JENESIS 2

1 Ewe kesia elu-igwe na uwa, na usu-ha nile. 2 Chineke we jesia ozi-Ya n’ubọchi nke-asa, bú nke O jere; O we kwusi n’ubọchi nke-asa ahu n’ozi-Ya nile nke O…

JENESIS 3

1 Ma agwọ di aghughọ kari anu ọhia ọ bula nke Jehova, bú Chineke, mereri. O we si nwayi ahu, Ọ̀ gābu ezie na Chineke siri, Unu erila nkpuru sitere…

JENESIS 4

1 Madu ahu we mara aru Iv, bú nwunye-ya; o we turu ime, mua Ken, si, Enwetawom nwoke site n’iye-aka Jehova. 2 Ọzọ kwa, ọ mua nwa-nṅe-ya nwoke, bú Ebel….

JENESIS 5

1 Nka bu akwukwọ osuso-ọmumu nile nke Adam. N’ubọchi Chineke kere madu, n’oyiyi Chineke ka O mere ya; 2 nwoke na nwayi ka O kere ha; Ọ gọzie ha, kpọ…

JENESIS 6

1 O rue, mb͕e madu malitere iba uba n’elu ala, mb͕e amukwara umu-ndinyóm nye ha, 2 na umu-ndikom nke Chineke huru umu-ndinyom nke madu na ha mara nma; ha we…