JENESIS 7
1 Jehova we si Noa, Ba n’ub͕ọ ahu, gi onwe-gi na ulo-gi nile; n’ihi na gi ka M’huworo bu onye ezi omume n’irum n’ọb͕ọ a. 2 Nime anu nile ọ…
1 Jehova we si Noa, Ba n’ub͕ọ ahu, gi onwe-gi na ulo-gi nile; n’ihi na gi ka M’huworo bu onye ezi omume n’irum n’ọb͕ọ a. 2 Nime anu nile ọ…
1 Ma Chineke chetara Noa, na anu nile di ndu, na anu-ulo nile nke ya na ha nọ n’ub͕ọ; Chineke we me ka ifufe gabiga n’elu uwa, miri we taba;…
1 Chineke we gọzie Noa na umu-ya ndikom, si ha, Muanu ọmùmù, banu uba, juputa uwa. 2 Egwù-unu na ujọ-unu gādikwasi n’anu nile ọ bula nke uwa nke di ndu,…
1 Ma ndia bu osuso-ọmumu umu-ndikom Noa, bú Shem na Ham na Jefet: amukwara ha umu-ndikom, mb͕e iju-miri ahu gasiri. 2 Umu-ndikom Jefet; Goma, na Megog, na Madai, na Jevan,…
1 Uwa nile we nwe otù asusu na otù uzọ okwu. 2 O rue, mb͕e ha buliri ije n’Iru-anyanwu, na ha chọtara ala di lari n’ala Shaina; ha we biri…
1 Jehova we si Abram, Si n’ala-gi, si kwa n’umu-nna-gi, si kwa n’ulo nna-gi, je nke gi rue ala ahu nke M’gēme ka i hu ya anya: 2 M’gēme kwa…
1 Abram we si n’Ijipt rigo, ya onwe-ya, na nwunye-ya, na ihe nile ọ nwere, na Lot tiyere ya, rue Negeb. 2 Abram bu kwa ọgaranya nke-uku n’anu-ulo na n’ọla-ọcha,…
1 O rue, n’ubọchi nke Amrafel, bú eze Shaina, na nke Ariok, bú eze Elasa, na nke Kedoalaoma, bú eze Ilam, na nke Taidal, bú eze Goyim, 2 na ha…
1 Mb͕e ihe ndia gasiri, okwu Jehova ruru Abram nti n’ọhù, si, Atula egwu, Abram: Mu onwem bu ọta diri gi, ugwọ-ọlu-gi riri nne nke-uku. 2 Abram we si, Onye-nwe-ayi,…
1 Ma Serai, bú nwunye Abram, amughi nwa nye ya: ma ọ nwere otù nwayi nējere ya ozi, bú onye Ijipt, onye aha-ya bu Hega. 2 Serai we si Abram,…