JENESIS 17
1 Mb͕e Abram b͕ara ọgu arọ anọ na iri na iteghete, Jehova mere ka Abram hu Ya anya, Ọ si ya, Mu onwem bu Chineke Nke puru ime ihe nile;…
1 Mb͕e Abram b͕ara ọgu arọ anọ na iri na iteghete, Jehova mere ka Abram hu Ya anya, Ọ si ya, Mu onwem bu Chineke Nke puru ime ihe nile;…
1 Jehova we me ka ọ hu Ya anya n’etiti osisi terebinth nke Mamre, mb͕e ya onwe-ya nānọdu n’ọnu-uzọ ulo-ikwū-ya n’ikpo-ọku nke ehihie; 2 o welie anya-ya abua elu, hu,…
1 Abua nime ndi-mọ-ozi ahu we biarue Sọdọm n’anyasi; ma Lot nānọdu n’ọnu-uzọ-ama Sọdọm: Lot we hu ha anya, bilie izute ha, ọ da kpue iru-ya n’ala, 2 si, Biko,…
1 Abraham we si n’ebe ahu bulie ije n’uzọ ala Negeb, biri n’etiti Kedesh na Shua; ọ we nọ dika ọbìa nime Gera. 2 Abraham we kwue okwu bayere Sera,…
1 Jehova we leta Sera dika Ọ siri, Jehova we me Sera dika O kwuru. 2 Sera we turu ime, muara Abraham nwa-nwoke n’agadi-ya, na mb͕e ahu akara àkà nke…
1 O rue, mb͕e ihe ndia gasiri, na Chineke nwara Abraham, si ya, Abraham; ọ si, Lekwam. 2 Ọ si, Biko, were nwa-gi nwoke nke i nwere nání ya, onye…
1 Ndu Sera we buru ọgu arọ isi na asa: ndia bu arọ ndu Sera. 2 Sera we nwua na Kiriat-aba (nke ahu bu Hebron), n’ala Kenean: Abraham we bia…
1 Ma Abraham ghọrọ agadi, ubochi nduya nāgwu: Jehova gọzikwarari Abraham n’ihe nile. 2 Abraham we si orù-ya, bú okenye nke ulo-ya, onye nāchi ihe nile o nwere, Biko, tiye…
1 Abraham we luru nwunye ọzọ, nke aha-ya bu Ketura. 2 Ọ muara ya Zimram, na Jọkshan, na Medan, na Midian, na Ishbak, na Shua. 3 Jọkshan muru Sheba, na…
1 Oké unwu we di n’ala ahu, tukwasi oké unwu mbu nke di n’ubọchi Abraham. Aisak we jekuru Abimelek, bú eze ndi Filistia, rue Gera. 2 Jehova we me ka…