JENESIS 27
1 I O rue, mb͕e Aisak ghọrọ agadi, mb͕e anya-ya abua nāhu kwa inyogho-inyogho, nke mere ka ọ ghara ihu uzọ, na ọ kpọrọ Isọ, bú nwa-ya nke-okenye, si ya,…
1 I O rue, mb͕e Aisak ghọrọ agadi, mb͕e anya-ya abua nāhu kwa inyogho-inyogho, nke mere ka ọ ghara ihu uzọ, na ọ kpọrọ Isọ, bú nwa-ya nke-okenye, si ya,…
1 Aisak we kpọ Jekob, gọzie ya, nye ya iwu, si ya, Gi alula nwunye sitete n’umu-ndinyom Keneam. 2 Bilie, je Padan-eram, rue ulo Betuel, bú nna nne-gi; si n’ebe…
1 Jekob we zọlie ukwu-ya, jerue ala umu Iru-anyanwu. 2 Ọ hu, ma, le, olùlù-miri n’ọhia, ma, le, n’ebe ahu ìgwè ewu na aturu atọ nāmakpu n’akuku ya; n’ihi na…
1 Ma mb͕e Rechel huru na ọ mughi umu nye Jekob, Rechel we kwo nwa-nne-ya nwayi ekworo. ọ si Jekob, Nyem umu, ma ọ buru na inyeghm, onye nwuru anwu…
1 Ọ we nu okwu nile nke umu-ndikom Leban, si, Jekob achiriwo ihe nile nna-ayi nwere; o sitekwara n’ihe nna-ayi nwere kpata àkù a nile. 2 Jekob we hu iru…
1 Ma Jekob jere n’uzọ-ya, ndi-mọ-ozi nke Chineke we zute ya. 2 mb͕e ọ huru ha Jekob siri, Ọmuma-ulo-ikwū Chineke ka nka bu: ọ we kpọ aha ebe ahu Mahanaim….
1 Jekob we welie anya-ya abua, hu, ma le, Isọ nābia, ya na nnù ndikom. Ọ we ke umu-ya nye Lia, nye kwa Rechel, nye kwa ndinyom abua ahu nēje…
1 Daina, bú nwa-nwayi Lia, nke ọ muru nye Jekob, we pua ihu umu-ndinyom ala ahu. 2 Shekem, bú nwa-nwoke Hemoa onye-Haivait, onye-isi ala ahu, we hu ya; o kuru…
1 Chineke we si Jekob, Bilie, rigoro Betel, biri n’ebe ahu: mekwara Chineke ebe-ichu-àjà n’ebe ahu, bú Onye mere ka i hu Ya anya mb͕e ināb͕apu n’iru Isọ nwa-nne-gi. 2…
1 Ma ndia bu osuso-ọmumu Isọ (nke ahu bu Edom). 2 Isọ luru ndinyom-ya site n’umu-ndinyom Kenean; Eda nwa-nwayi Ilon onye Het, na Ọhọlibama nwa-nwayi Ana, bú nwa-nnanyi Zibeon onye-Haivait;…