JENESIS 37
1 Jekob we biri n’ala ọnọdu-ọbìa nile nke nna-ya, n’ala Kenean. 2 Ndia bu osuso-ọmumu Jekob. Mb͕e Josef b͕ara arọ iri na asa, ọ nāzù ìgwè ewu na aturu, ya…
1 Jekob we biri n’ala ọnọdu-ọbìa nile nke nna-ya, n’ala Kenean. 2 Ndia bu osuso-ọmumu Jekob. Mb͕e Josef b͕ara arọ iri na asa, ọ nāzù ìgwè ewu na aturu, ya…
1 O rue, na mb͕e ahu, na Juda siri n’ebe umu-nne-ya nọ rida, si n’ije-ya wezuga onwe-ya ba n’ulo otù nwoke, bú onye Adulam, onye aha-ya bu Haira. 2 Juda…
1 Ma emere ka Josef ridata n’Ijipt: Potifa, onye nējere Fero ozi, onye-isi nke ndi-ob͕ū, bú nwoke Ijipt, we b͕a ya n’aka ndi Ishmael, ndi mere ya ka ọ ridata…
1 O rue, mb͕e ihe ndia gasiri, na obu-ihe-ọṅuṅu nke eze Ijipt na osi-ite-ya mehiere megide onye-nwe-ha, bú eze Ijipt. 2 Fero we we iwe megide madu abua ahu nējere…
1 O rue, n’ọgwugwu ogologo arọ abua, na Fero nārọ nrọ: ma, le, o nēguzo n’akuku osimiri Nail. 2 Ma, le, ehi asa nēsi n’osimiri Nail rigoputa, ha mara nma…
1 Jekob we hu na ọka di n’Ijipt, Jekob we si umu-ya ndikom, N’ìhi gini ka unu nēlerita onwe-unu anya? 2 Ọ si kwa, Le, anuwom na ọka di n’Ijipt:…
1 Oké unwu ahu we sie ike n’ala ahu. 2 O rue, mb͕e ha risiri ọka nke ha siri n’Ijipt bute, na nna-ha siri ha, Jeghachinu, zutara ayi nwanti ihe-oriri….
1 Ọ we nye onye bu onye-isi ulo-ya iwu, si, Kpojue akpa ndikom ahu n’ihe-oriri, otú ha puru ibu, tinye kwa ego onye ọ bula n’ọnu akpa-ya. 2 Tiye kwa…
1 Ma Josef apughi ijisi onwe-ya ike n’iru ndi nile guzoworo onwe-ha n’akuku ya; o we kpọ òkù, si, Me ka madu ọ bula si n’ebe m’nọ pua. Ọ dighi…
1 Israel we bulie ije, ya na ndi nile o nwere, ọ biarue Bia-sheba, chuara Chineke nke nna-ya Aisak aja. 2 Chineke we gwa Israel okwu n’ọhù nke abali, si,…