JENESIS 47

1 Josef we ba, gosi Fero, si, Nnam na umu-nnem, na ìgwè ewu na aturu-ha, na ìgwè ehi-ha, na ihe nile ha nwere, esiwo n’ala Kenean bia; ma, le, ha…

JENESIS 48

1 O rue, mb͕e ihe ndia gasiri, na otù onye siri Josef, Le, nna-gi nāria ọria: o we chiri umu-ya ndikom abua ka ha so ya je, bú Manase na…

JENESIS 49

1 Jekob we kpọ umu-ya ndikom òkù, si: Chikọtanu onwe-unu, ka m’we gosi unu ihe gādakwasi unu na mb͕e ikpe-azu nke ubọchi ndia. 2 Zukọnu, nukwanu, umu-ndikom Jekob; Genu nti…

JENESIS 50

1 Josef we dakwasi n’iru nna-ya, kwakwasi ya ákwá, sutu kwa ya ọnu. 2 Josef we nye ndi-orù-ya, bú ndi-dibia, iwu ib͕asì ozu nna-ya; ndi-dibia ahu we b͕asì ozu Israel….

ỌPUPU 1

1 Ma ndia bu aha umu-ndikom Israel, ndi batara n’Ijipt; ha soro Jekob bata, nwoke ọ bula na ulo-ya. 2 Reuben, na Simeon, na Livai, na Juda; 3 Isaka, na…

ỌPUPU 2

1 Otù nwoke nke sitere n’ulo Livai we je luru nwa-nwayi Livai na nwunye. 2 Nwayi ahu we turu ime, mua nwa-nwoke: mb͕e ọ huru ya na nwa mara nma…

ỌPUPU 3

1 Ma Moses nāzù ìgwè ewu na aturu nke Jetro, bú nna nwunye-ya, bú onye-nchu-àjà Midian: ọ we duru ìgwè ewu na aturu ahu ga n’azu ọzara, ọ we biarue…

ỌPUPU 4

1 Moses we za, si, Ma, le, ha agaghi-ekwem, ha agaghi-ege kwa nti n’olum: n’ihi na ha gāsi, Jehova emeghi ka i hu Ya anya. 2 Jehova we si ya,…

ỌPUPU 5

1 Emesia Moses na Eron biara, si Fero, Otú a ka Jehova, bú Chineke nke Israel, nāsi, Zipu ndim, ka ha we merem ememe n’ọzara. 2 Fero we si, Ònye…

ỌPUPU 6

1 Jehova we si Moses, Ub͕u a ka i gāhu ihe M’gēme Fero: n’ihi na n’aka di ike ka o gēzipu ha, ọ bu kwa n’aka di ike ka ọ…