ỌPUPU 7

1 Jehova we si Moses, Le, emewom i ka i ghọrọ Fero chi: Eron, bú nwa-nne-gi, gābu kwa onye-amuma-gi. 2 Gi onwe-gi gēkwu ihe nile nke M’nēnye gi n’iwu: Eron…

ỌPUPU 8

1 Jehova we si Moses, Bakuru Fero, si ya, Otú a ka Jehova siri, Zipu ndim, ka ha we fèm. 2 Ma o buru na gi onwe-gi aju izipu ha,…

ỌPUPU 9

1 Jehova we si Moses, Bakuru Fero, gwa ya okwu, si, Otú a ka Jehova, bú Chineke nke ndi-Hibru, siri, Zipu ndim, ka ha we fèm. 2 N’ihi na, ma…

ỌPUPU 10

1 Jehova we si Moses, Bakuru Fero: n’ihi na Mu onwem emewo ka obi-ya na obi ndi-orù-ya di arọ́, ka M’we tiye ihe-iriba-ama ndia n’etiti ha: 2 ka i we…

ỌPUPU 11

1 Jehova we si Moses, Otù ihe-otiti fọduru M’gēme ka ọ bia n’aru Fero na n’aru ndi Ijipt; emesia o gēsi n’ebe a zipu unu: mb͕e ọ nēzipuzu unu nile,…

ỌPUPU 12

1 Jehova we gwa Moses na Eron okwu n’ala Ijipt, si, 2 Ọnwa nka gāburu unu isi ọnwa nile: ọnwa mbu nime ọnwa nile nke arọ ka ọ gāburu unu….

ỌPUPU 13

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Dorom nwa ọ bula eburu uzọ mu nsọ, bú nwa meghere àkpà-nwa ọ bula n’etiti umu Israel, ma n’etiti madu ma n’etiti…

ỌPUPU 14

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa umu Israel ka ha chigharia, ma ulo-ikwū-ha n’iru Pai-hahairot, n’etiti Migdol na oké osimiri, n’iru Beal-zefon: na ncherita-iru ya ka unu…

ỌPUPU 15

1 Mb͕e ahu Moses na umu Israel nābukuru Jehova abù a, ha kwue, si, Ka m’bukue Jehova abù, n’ihi na O biliwo elu nke-uku: Inyinya na onye o nēbu, Ọ…

ỌPUPU 16

1 Ha si n’Ilim bulie ije, nzukọ nile nke umu Israel we ba n’ọzara Sin, nke di n’etiti Ilim na Sainai, n’ubọchi nke-iri-na-ise nke ọnwa nke-abua site n’ọpupu-ha n’ala Ijipt….