ỌPUPU 17
1 Nzukọ nile nke umu Israel we si n’ọzara Sin bulie ije, na nbuli-ije nile ha, n’okwu-ọnu Jehova, ha we ma ulo-ikwū-ha na Refidim: ma ọ dighi miri ndi Israel…
1 Nzukọ nile nke umu Israel we si n’ọzara Sin bulie ije, na nbuli-ije nile ha, n’okwu-ọnu Jehova, ha we ma ulo-ikwū-ha na Refidim: ma ọ dighi miri ndi Israel…
1 Ma Jetro, bú onye-nchu-àjà Midian, nna nwunye Moses, nuru ihe nile Chineke mere Moses na Israel ndi-Ya, na Jehova mere ka Israel si n’Ijipt puta. 2 Jetro, bú nna…
1 N’ọnwa nke-atọ mb͕e umu Israel putasiri n’ala Ijipt, n’ubọchi ahu ka ha batara n’ọzara Sainai. 2 Ha we si na Refidim bulie ije, bata n’ọzara Sainai, we ma ulo-ikwū-ha…
1 Chineke we kwue okwu ndia nile, si, 2 Mu onwem bu Jehova Chineke-gi, Onye mere ka i si n’ala Ijipt, n’ulo ndi-orù, puta. 3 Gi enwela Chi ọzọ tiyerem….
1 Ma ndia bu ikpé nke i gētiye n’iru ha. 2 Mb͕e i b͕ata orù, bú onye-Hibru, arọ isi ka ọ gābu orù-gi: ma n’arọ nke-asa ọ gāpu nwere onwe-ya…
1 Mb͕e onye ọ bula gēzu ehi ma-ọbu aturu, we b͕ue ya, ma-ọbu re ya; ehi ise ka ọ gākwughachi n’ọnọdu ehi ahu, ma-ọbu aturu anọ ka ọ gākwughachi n’ọnọdu…
1 Gi eburula akukọ efu: esola onye nēmebi iwu tiye aka-gi ibu onye-àmà nke ihe-ike. 2 Esola ọtutu madu n’azu ba n’ihe ọjọ di iche iche: ab͕a-kwa-la àmà bayere ise-okwu…
1 Moses ka Ọ siri, Rigokute Jehova, gi onwe-gi, na Eron, na Nedab, na Abaihu, na ọgu madu atọ na iri sitere na ndi-okenye ndi Israel; unu gākpọ kwa isi…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa umu Israel ka ha wetara m àjà-nbuli: n’aka nwoke ọ bula nke obi-ya nēme ya ka ọ nwe afọ-ofufo ka unu…
1 Ebe-obibim ka i gēme kwa: were ákwà-nkwuba iri me ya; ezi ákwà ọcha akpara nke-ọma, na ogho anunu, na ogho ododo, na ogho uhie, nke emere ka ha yie…