ỌPUPU 27
1 I gēme kwa ebe-ichu-àjàm ahu; ọ gābu osisi acacia, cubit ise bu ogologo-ya, cubit ise bu kwa obosara-ya; ebe-ichu-àjà ahu gēnwe akuku anọ ra nrata: cubit atọ ka idi-elu-ya…
1 I gēme kwa ebe-ichu-àjàm ahu; ọ gābu osisi acacia, cubit ise bu ogologo-ya, cubit ise bu kwa obosara-ya; ebe-ichu-àjà ahu gēnwe akuku anọ ra nrata: cubit atọ ka idi-elu-ya…
1 Ma gi onwe-gi, me ka Eron, bú nwa-nne-gi, ya na umu-ya ndikom, si n’etiti umu Israel biakute gi nso, ka ọ we burum onye-nchu-aja, bú Eron, ya na Nedab…
1 Nka bu kwa ihe i gēme ha ido ha nsọ, ka ha we burum ndi-nchu-àjà: were otù nwa-oke-ehi na ebulu abua nke zuru okè, 2 na achicha ekoghieko, na…
1 I gēme kwa ebe-ichu-àjà isure ihe-nsure-oku nēsì ísì utọ: osisi acacia ka i gēji me ya. 2 Otù cubit ka ogologo-ya gādi, otù cubit ka obosara-ya gādi kwa; ihe…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Le, akpọwom Bezalel n’aha, bú nwa Uri, nwa Hua, nke ebo Juda: 3 emejuwokwam ya na Mọ nke Chineke, n’amam-ihe, na nime…
1 Ndi Israel we hu na Moses nọrọ ọdù isi n’ugwu ahu ridata, ndi ahu we kpọkọta onwe-ha n’ebe Eron nọ, si ya, Bilie, mere ayi chi, ndi ganēje n’iru…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, Je, si n’ebe a rigo, gi onwe-gi na ndi ahu nke i mere ka ha si n’ala Ijipt rigoputa, rue ala ahu nke…
1 Jehova we si Moses, Wara onwe-gi mbadamba nkume abua dika nke-mbu: M’gēdekwasi kwa na mbadamba nkume ahu okwu nile nke di n’elu mbadamba nkume mbu, nke i tupiara. 2…
1 Moses we kpọkọta nzukọ nile nke umu Israel, si ha, Ndia bu okwu nke Jehova nyeworo n’iwu, ka unu me ha. 2 Ubọchi isi ka agēje ozi, ma n’ubọchi…
1 Bezalel na Ọhọliab gālu kwa ọlu, ha na nwoke ọ bula nke nwere obi amam-ihe, ndi Jehova tiyeworo amam-ihe na nghọta nime ha ka ha mara ije ozi ọ…