ỌPUPU 37
1 Bezalel me-kwa-ra ib͕e osisi acacia: cubit abua na nkera ka ogologo-ya di, otù cubit na nkera ka obosara-ya di kwa, otù cubit na nkera ka elu-ya di kwa: 2…
1 Bezalel me-kwa-ra ib͕e osisi acacia: cubit abua na nkera ka ogologo-ya di, otù cubit na nkera ka obosara-ya di kwa, otù cubit na nkera ka elu-ya di kwa: 2…
1 O me-kwa-ra ebe-ichu-aja nke àjà-nsure-ọku ahu, ọ bu osisi acacia: cubit ise ka ogologo-ya di, cubit ise ka obosara-ya di kwa, o nwere akuku anọ ra nrata; cubit atọ…
1 Ha site-kwa-ra n’ogho anunu ahu, na ogho ododo ahu, na ogho uhie ahu, me uwe nile akpara nke-ọma, iji je ozi n’ebe nsọ ahu, me kwa uwe nsọ nile…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 N’ubọchi mbu nke ọnwa mbu ka i gēguzo ebe-obibi nke ulo-ikwū nzute ahu ọtọ. 3 I gādọba kwa n’ebe ahu ib͕e ihe-àmà…
1 Jehova we kpọ Moses òkù, si n’ulo-ikwū nzute gwa ya okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si ha, Mb͕e madu ọ bula n’etiti unu gēweta nso Jehova onyinye…
1 Ma mb͕e madu gēweta nso onyinye-ya iji biaru nso, bú onyinye anēnye Jehova inata iru-ọma, utu ọka flour ka onyinye-ya iji biaru nso gābu; ọ gāwukwasi ya manu, tiye…
1 Ma ọ buru na onyinye-ya iji biaru nso bu ihe àjà nke àjà-udo; ọ buru na ọ bu ihe si n’ìgwè ehi puta ka ya onwe-ya nēweta nso, ma…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si, Mb͕e madu gēmehie n’amaghi-ama megide ihe ọ bula nime ihe Jehova nyere n’iwu, si, Emela ha; ọ…
1 Mb͕e madu gēmehie, site n’inu olu ọb͕ub͕a-iyi, mb͕e ya onwe-ya bu onye-àmà, ma ọ bu na ọ huwo ma-ọbu na ọ mawo, ọ buru na o gosighi ya, o…
1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Mb͕e madu gēmehie, mekpu ihe-nmekpu megide Jehova, ghọb͕u madu-ibe-ya n’ihe-ndebe, ma-ọbu n’ihe etiyere n’aka-ya, ma-ọbu n’ihe anapuru madu n’ike, ma-ọbu mb͕e ọ…