LEVITIKỌS 17

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa Eron, gwa kwa umu-ya ndikom, gwa kwa umu Israel nile, okwu, si ha; Nka bu ihe nke Jehova nyeworo n’iwu, si,…

LEVITIKỌS 18

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si ha, Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-unu. 3 Unu emela dika omume ala Ijipt, nke unu biri…

LEVITIKỌS 19

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa nzukọ nile nke umu Israel okwu, si ha, Nsọ ka unu gādi: n’ihi na nsọ ka Mu onwem, bú Jehova, Chineke-unu,…

LEVITIKỌS 20

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 I gāsi kwa umu Israel, Nwoke ọ bula n’etiti umu Israel, ma-ọbu n’etiti ndi-ọbìa ndi nọ dika ọbìa n’Israel, nke nēnye Molek…

LEVITIKỌS 21

1 Jehova we si Moses, Gwa ndi-nchu-àjà, bú umu-ndikom Eron, okwu, si ha, Onye-nchu-àjà agaghi-emeru onwe-ya n’ihi madu nwuru anwu n’etiti umu-nna-ya; 2 ma-ọbughi nání n’ihi onye-aru-ya, nke di ya…

LEVITIKỌS 22

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa Eron na umu-ya ndikom okwu, ka ha kewapu onwe-ha n’ihe nsọ nile nke umu Israel, nke ndi ahu nēdorom nsọ, ka…

LEVITIKỌS 23

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si ha, Mb͕e nile akara àkà nke Jehova, nke unu gākpọsa ha, ka ha buru nkpọkọta nsọ, ndia…

LEVITIKỌS 24

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, 2 Nye umu Israel iwu, ka ha wetara gi manu olive anāgwaghi agwa nke asuru asu, itiye n’ihe nēnye ìhè, iweli oriọna mb͕e…

LEVITIKỌS 25

1 Jehova we gwa Moses okwu n’ugwu Sainai, si, 2 Gwa umu Israel okwu, si ha, Mb͕e unu gābà n’ala nke Mu onwem nēnye unu, ala ahu gēdebe-kwa-ra Jehova ubọchi-izu-ike….

LEVITIKỌS 26

1 Unu emerela onwe-unu ihe-efu ọ bula, unu eguzoro-kwa-la onwe-unu arusi apiri api, ma-ọbu ogidi, unu etiye-kwa-la nkume emere ka o yie ihe n’ala-unu, ikpọ isi ala nye ya: n’ihi…