II. SAMUEL 20

1 Ma ọ dabatara otù nwoke jọb͕uru onwe-ya inọ n’ebe ahu, aha-ya bu Sheba, nwa Bikri, onye Benjamin: o we fùa opì-ike, si, Ayi enweghi òkè nime Devid, ayi enweghi…

II. SAMUEL 21

1 Oké unwu we di n’ubọchi Devid arọ atọ n’usoro, arọ na arọ; Devid we chọ iru Jehova. Jehova we si, Ọ bu n’ihi Sọl na n’ihi ulo ọbara ya,…

II. SAMUEL 22

1 Devid we gwa Jehova okwu nile nke abù a n’ubọchi Jehova naputara ya n’ọbu-aka ndi-iro-ya nile na n’ọbu-aka Sọl: 2 ọ we si, Jehova bu oké nkumem, na ebem…

II. SAMUEL 23

1 Ma ndi a bu okwu ikpe-azu nke Devid. Ihe nke si n’ọnu Devid nwa Jesi puta, Na ihe nke si n’ọnu nwoke ahu puta, bú onye emere ka o…

II. SAMUEL 24

1 Iwe Jehova we di kwa ọku ọzọ megide Israel, O we kpalie Devid imegide ha, si, Je guta Israel na Juda. 2 Eze we si Joab, bú onye-isi usu-ndi-agha,…

I. NDI-EZE 1

1 Ma eze, bú Devid, ghọrọ agadi, ubọchi ndu-ya nāgwu; ha we chiri uwe kpuchie ya aru, ma aru-ya ekpoghi ọku. 2 Ndi-orù-ya we si ya, Ka ha chọrọ onye-nwem,…

I. NDI-EZE 2

1 Ma ubọchi Devid biaruru nso ka ọ nwua; o we nye Solomon, bú nwa-ya, iwu, si, 2 Mu onwem nēje n’uzọ uwa nile: ma di ike, buru kwa nwoke;…

I. NDI-EZE 3

1 Solomon we ghọ ọgọ Fero eze Ijipt, kuru nwa-nwayi Fero, me ka ọ bata n’obodo Devid, rue mb͕e o wusiri ulo-ya, na ulo Jehova, na mb͕idi Jerusalem buruburu. 2…

I. NDI-EZE 4

1 Eze, bú Solomon, we buru eze Israel nile. 2 Ma ndia bu ndi-isi o nwere; Azaraia nwa Zedok bu onye-nchu-àjà; 3 Elihoref na Ahaija, umu-ndikom Shisha, bu ndi-ode-akwukwọ; Jehoshafat…

I. NDI-EZE 5

1 Hairam, bú eze Taia, we zìe ndi-orù-ya jekuru Solomon: n’ihi na ọ nuru na ya ka ha tere manu ibu eze n’ọnọdu nna-ya: n’ihi na onye nāhu Devid n’anya…