NEHEMAIA 4
1 O rue, mb͕e Sanbalat nuru na ayi onwe-ayi nālu mb͕idi, na iwe-ya di ọku, ewe kpasue ya iwe, o we chìa ndi-Ju ọchì. 2 O kwue okwu n’iru umu-nne-ya…
1 O rue, mb͕e Sanbalat nuru na ayi onwe-ayi nālu mb͕idi, na iwe-ya di ọku, ewe kpasue ya iwe, o we chìa ndi-Ju ọchì. 2 O kwue okwu n’iru umu-nne-ya…
1 Oké iti-nkpu nke ndi-ayi na ndinyom-ha we di megide umu-nne-ha, bú ndi-Ju. 2 N’ihi na ufọdu di ndi nāsi, Ayi onwe-ayi, na umu-ayi ndikom, na umu-ayi ndinyom, di ọtutu:…
1 O rue, mb͕e Sanbalat, na Tobaia, na Geshem, bú onye Arebia, na ndi-iro-ayi fọduru, nuru na m’lusiri mb͕idi ahu, na ọ dighi kwa ntipú fọduru nime ya; (ọ bu…
1 O rue, mb͕e alusiri mb͕idi ahu, mb͕e m’guzosi-kwa-ra ibo-ọnu-uzọ-ya nile, mb͕e emesi-kwa-ra ndi-ọnu-uzọ-ama na ndi-ọbù-abù na ndi-Livai ka ha lekọta ozi-ha, 2 na m’nyere Hanani, bú nwa-nnem, na Hananaia,…
1 Ndi ahu nile we chikọta onwe-ha dika otù onye rue amá nke di n’iru ọnu-uzọ-ama miri; ha we si Ezra, bú ode-akwukwọ, ka o weta akwukwọ iwu Moses, nke…
1 Ma n’ubọchi nke-orú-na-anọ nke ọnwa nka achikọtara umu Israel n’obubu-ọnu, na n’ákwà-nke, ájá dikwasi kwa ha. 2 Nkupuru Israel we kewaputa onwe-ha n’aru ndi ala ọzọ nile, guzo, kwuputa…
1 Ma ndi bu ndi-isi n’ikà ihe nile akara akàrà bu, Nehemaia, bú Tiashata, nwa Hakalaia, na Zedekaia; 2 na Seraia, na Azaraia, na Jeremaia; 3 na Pashua, na Amaraia,…
1 Ndi-isi ndi-Ju we biri na Jerusalem: ndi-Ju fọduru fe-kwa-ra nzà, ime ka otù onye nime madu iri bata ibi na Jerusalem, bú obodo nsọ, ka uzọ iteghete ndi fọduru…
1 Ma ndia bu ndi-nchu-aja na ndi Livai ndi soro Zerubabel nwa Shealtiel, na Jeshua, rigota: Seraia, na Jeremaia, na Ezra; 2 na Amaria, na Maluk, na Hatush; 3 na…
1 N’ubọchi ahu ka ha guru n’akwukwọ Moses na nti ndi Israel; ewe hu ihe edeworo nime ya, bú na onye Amon na onye Moab agaghi-abà na nkpọkọta ndi Chineke…