II. IHE EMERE 1

1 Solomon nwa Devid we me onwe-ya ka ọ di ike n’ala-eze ya, Jehova, bú Chineke-ya, we nọyere ya, me ka ọ di uku ri nne. 2 Solomon we gwa…

II. IHE EMERE 2

1 Solomon we si na o gēwuru aha Jehova ulo, wu-kwa-ra ala-eze-ya ulo. 2 Solomon we guta orú nnù ndikom uzọ asatọ na nnù iri-na-ise, bú ndi-ibu, na orú nnù…

II. IHE EMERE 3

1 Solomon we malite iwu ulo Jehova nime Jerusalem n’ugwu Moraia, ebe Jehova mere ka Devid, bú nna-ya, hu Ya anya, nke o doziri n’ebe Devid rọputara, n’ebe-nzọcha-ọka Ọnan, bú…

II. IHE EMERE 4

1 O me-kwa-ra ebe-ichu-àjà ọla, orú cubit ka ogologo-ya di, orú cubit ka obosara-ya di kwa, cubit iri ka idi-elu-ya di kwa. 2 O me-kwa-ra oké osimiri awuru awu, cubit…

II. IHE EMERE 5

1 Ewe jezue ozi nile nke Solomon jere ulo Jehova. Solomon we webata ihe nile Devid, bú nna-ya, doro nsọ; bú ọla-ọcha, na ọla-edo, na ihe nile, o tiye ha…

II. IHE EMERE 6

1 Mb͕e ahu Solomon siri, Jehova asiwo na O gēbi n’oké ọchichiri. 2 Ma mu onwem ewuworo Gi ulo obibi, bú ọnọdu guzosiri ike ebe I gēbi rue mb͕e ebighi-ebi….

II. IHE EMERE 7

1 Ma mb͕e Solomon kpebìri ekpere, ọku siri n’elu-igwe ridata, we ripia àjà-nsure-ọku na àjà nile; ebube Jehova we juputa ulo ahu. 2 Ndi-nchu-àjà apughi kwa ibà n’ulo Jehova, n’ihi…

JENESIS 1

1 Na mbu Chineke kere elu-igwe na uwa. 2 Uwa we buru ihe tọb͕ọrọ n’efu na ihe tọb͕ọrọ nkití; ọchichiri di kwa n’elu ob͕u-miri: Mọ Chineke nērughari kwa n’elu miri….

JENESIS 2

1 Ewe kesia elu-igwe na uwa, na usu-ha nile. 2 Chineke we jesia ozi-Ya n’ubọchi nke-asa, bú nke O jere; O we kwusi n’ubọchi nke-asa ahu n’ozi-Ya nile nke O…

JENESIS 3

1 Ma agwọ di aghughọ kari anu ọhia ọ bula nke Jehova, bú Chineke, mereri. O we si nwayi ahu, Ọ̀ gābu ezie na Chineke siri, Unu erila nkpuru sitere…