ABÙ-ÁKWÁ 1
1 Le, ka obodo ahu nke ndi-ya di ọtutu si nọdu ala nání ya! Le, ka o siworo ghọ ihe di ka nwanyi di-ya nwuru! Obodo nke riri nne n’etiti…
1 Le, ka obodo ahu nke ndi-ya di ọtutu si nọdu ala nání ya! Le, ka o siworo ghọ ihe di ka nwanyi di-ya nwuru! Obodo nke riri nne n’etiti…
1 Le, ka Onye-nwe-ayi si were igwe-oji kpuchie ada Zaion n’iwe-Ya! O siwo n’elu-igwe tuda ima-nma nke Israel n’ala, Ọ chetaghi kwa ihe-nb͕akwasi-ukwu-Ya n’ubọchi iwe-Ya. 2 Onye-nwe-ayi elowo ebe-obibi nile…
1 Mu onwem bu nwoke ahu nke huworo nweda-n’ala site na nkpa-n’aka nke nrubiga-ókè nke iwe-Ya. 2 Mu ka O duworo me ka m’jegharia n’ọchichiri ghara inwe ìhè. 3 N’ezie,…
1 Le, ka ọla-edo si echu echu nke-uku! le, ka ọla-edo nke makarisiri nma si ab͕anwe! Anāwusi nkume nile nke ebe nsọ n’isi èzí nile ọ bula. 2 Umu Zaion…
1 Jehova, cheta ihe ruworo ayi aru: Legide anya, hu ita-uta-ayi. 2 Ihe-nketa-ayi ab͕anwewo ihe ndi ala ọzọ, Ulo nile ab͕anwewo ihe ndi mba ọzọ. 3 Umu-nb͕ei ka ayi ghọworo,…