ABÙ ỌMA 11
Abù Oma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma nke Devid. 1 Na Jehova ka m’b͕abàworo: Ùnu si aṅa si nkpuru-obim, Felaganu n’ugwu-unu dika nnunu? 2 N’ihi na, le, ndi nēmebi…
Abù Oma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma nke Devid. 1 Na Jehova ka m’b͕abàworo: Ùnu si aṅa si nkpuru-obim, Felaganu n’ugwu-unu dika nnunu? 2 N’ihi na, le, ndi nēmebi…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; n’elu Octave. Abù Ọma Devid. 1 Jehova, zọputa; n’ihi na onye-ebere agwusiwo; N’ihi na ndi kwesiri ntukwasi-obi agwupuwo n’etiti umu madu. 2 Ihe-efu ka…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid. 1 Jehova, rùe ole mb͕e ka I gēchezọm ebighi-ebi? Rùe ole mb͕e ka I gēzonarim iru-Gi? 2 Rùe ole mb͕e ka…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma nke Devid. 1 Onye-nzuzu asiwo n’obi-ya, Ọ dighi Chineke ọ bula di. Ha ebibiwo onwe-ha, ha emewo ka omume-ha buru ihe-árú; Ọ…
Abù Ọma Devid. 1 Jehova, ònye gānọ dika ọbìa n’ulo-ikwu-Gi? Ònye gēbi n’ugwu nsọ Gi? 2 Onye nēje ije n’izu-okè, nke nālu kwa ọlu ezi omume, Nke nēkwu kwa ezi-okwu…
Michtam nke Devid. 1 Debem, Chineke: n’ihi na ab͕abàwom nime Gi. 2 Asiwom Jehova, Onye-nwem ka I bu: Ọdi-nmam adighi-eru Gi aru. 3 Asiwokwam ndi nsọ ndi nọ n’uwa, Na…
Ekpere Devid. 1 Jehova, nuru ezi omume, ṅa nti n’iti-nkpum; Ge nti n’ekperem, nke m’nējighi eb͕ub͕ere-ọnu aghughọ kpe. 2 Ka ikpém si n’iru Gi puta; Anya-Gi nāhu izi-ezi. 3 I…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma nke orù Jehova, bú Devid, onye gwara Jehova okwu nile nke abù a n’ubọchi Jehova naputara ya n’ọbu-aka ndi-iro-ya nile, na n’ọbu-aka…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid. 1 Elu-igwe nākọ nsọpuru Chineke; Ọ bu kwa ọlu aka-Ya ka mbara elu-igwe nēgosi. 2 Otu ubochi na-agwa ubochi-ibe-ya okwu-onu nuba,…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid. 1 Jehova za gi n’ubọchi nkpà, Aha Chineke nke Jekob me ka i nọ n’elu; 2 Si n’ebe nsọ Ya zìe…