ABÙ ỌMA 132
Abú Nrigo. 1 Jehova, chetara Devid Nweda-n’ala-ya nile. 2 Otú ọ ṅuru Jehova iyi, Kwe Dike nke Jekob nkwa: 3 N’ezie m’gaghi-abà n’ulo-ikwū nke ulom, M’gaghi-arigo n’elu ihe-ndina nke utem;…
Abú Nrigo. 1 Jehova, chetara Devid Nweda-n’ala-ya nile. 2 Otú ọ ṅuru Jehova iyi, Kwe Dike nke Jekob nkwa: 3 N’ezie m’gaghi-abà n’ulo-ikwū nke ulom, M’gaghi-arigo n’elu ihe-ndina nke utem;…
Abú Nrigo; nke Devid. 1 Le, ka o si di nma, ka o si di kwa utọ nke-uku, Bú nbikọ nke umu-nne, ọbuná ibikọ n’otù! 2 Ọ di ka ezi…
Abù Nrigo. 1 Le, gọzienu Jehova, unu ndi-orù nile nke Jehova, Ndi nēguzo n’ulo Jehova n’abali nile. 2 Chilienu aka-unu elu n’idi-nsọ, Gọzi kwa Jehova. 3 Ka Jehova si na…
1 Tonu Ja. Tonu aha Jehova; Tonu Ya, ndi-orù Jehova: 2 Ndi nēguzo n’ulo Jehova, N’ogige nile nke ulo Chineke-ayi. 3 Tonu Ja; n’ihi na Jehova di nma: Bùkuenu aha-Ya…
1 Kelenu Jehova; n’ihi na Ọ di nma: N’ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di. 2 Kelenu Chineke kachasi chi nile: N’ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di….
1 N’akuku osimiri nile nke Babilon, N’ebe ahu ka ayi nọduru ala, e, ayi kwara ákwá, Mb͕e ayi chetara Zaion. 2 N’osisi willow di n’etiti ya Ka ayi nēkokwasi ubọ-akwara…
Abù Ọma nke Devid. 1 M’gēji obim nile kele Gi: N’iru chi nile ka m’agābùku Gi abù ọma. 2 M’gākpọ isi ala n’ebe ulo uku nsọ Gi di, M’gēkele kwa…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid. 1 Jehova, I gwuputawo ala obim, I we maram. 2 Gi onwe-gi amawo nnọdu-alam na nbili-ọtọm, I nāghọta èchìchèm nile site…
Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid. 1 Jehova, dọputam n’aka madu ọjọ; Chebem ka m’ghara ida n’aka nwoke nēme ihe-ike di iche iche: 2 Ndi chèworo ihe…
Abù Ọma Devid. 1 Jehova, akpọkuwom I; biakutem ọsọsọ: Ṅa nti olum, mb͕e m’kpọkuru Gi. 2 Ka edozie ekperem dika ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n’iru Gi; Ka nchili ọbu-akam buru…