ABÙ ỌMA 142

Maschil Devid, mb͕e ọ nọ n’ọb͕a; ekpere. 1 Olum ka m’ji etiku Jehova; Olum ka m’ji ariọ Jehova aririọ-amara. 2 Anamekwuwa okwu ntamum n’iru Ya; Ahuhum ka m’nēgosi n’iru Ya….

ABÙ ỌMA 143

Abù Ọma Devid. 1 Jehova, nuru ekperem; ṅa nti n’aririọ-amaram nile: N’ikwesi-ntukwasi-obi-Gi zam, na n’ezi omume-Gi. 2 Eji-kwa-la orù-Gi ba n’ikpé; N’ihi na ọ dighi onye ọ bula nke di…

ABÙ ỌMA 144

Abù Ọma nke Devid. 1 Onye agọziri agọzi ka Jehova, bú oké nkumem, bu, Onye nēzí akam abua ilu ọ̀gù: Onye nēzí nkpisi-akam ibu agha: 2 Eberem, na ebem ewusiri…

ABÙ ỌMA 145

Abù Ọma otuto; nke Devid. 1 M’gēme Gi ka I di elu, Chinekem, bú Eze; M’gāgọzi kwa aha-Gi rue mb͕e nile ebighi-ebi. 2 Kwa-ubọchi ka m’gāgọzi Gi; M’gēto kwa aha-Gi…

ABÙ ỌMA 146

1 Tonu Ja. Nkpuru-obim, to Jehova. 2 M’gēto Jehova n’ogologo ndum nile: M’gābùku Chinekem abù ọma mb͕e m’nọ nādi ndu. 3 Unu atukwasila obi n’aru ndi amara aha-ha, Ma-ọbu n’aru…

ABÙ ỌMA 147

1 Tonu Ja; N’ihi na ọ di nma ibùku Chineke-ayi abù ọma; N’ihi na ọ di utọ, otuto mara nma. 2 Jehova nēwuli Jerausalem elu; Ndi adọtara n’agha nke Israel…

ABÙ ỌMA 148

1 Tonu Ja. Tonu Jehova site n’elu-igwe: Tonu Ya n’ebe di elu. 2 Tonu Ya, ndi-mọ-ozi-Ya nile: Tonu Ya, usu-ndi-agha-Ya nile. 3 Tonu Ya, anyanwu na ọnwa: Tonu Ya, kpakpando…

ABÙ ỌMA 149

1 Tonu Ja. Bùkuenu Jehova abù ọhu, Bú otuto-Ya nime nkpọkọta ndi-ebere-Ya. 2 Ka Israel ṅuria n’Onye meworo ya: Ka umu Zaion tegharia egwú ọṅù n’Eze-ha. 3 Ka ha to…

ABÙ ỌMA 150

1 Tonu Ja. Tonu Chineke n’ebe nsọ Ya: Tonu Ya na mbara-ígwé nke ike-Ya. 2 Tonu Ya n’ihi idi-ike-Ya nile: Tonu Ya dika iba-uba nke idi-uku-Ya si di. 3 Werenu…