ABÙ ỌMA 21

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù. Abù Ọma Devid. 1 Jehova, n’ike-Gi ka eze nāṅuri ọṅu; Le kwa otú ọ nēteghari egwú ọṅù nke-uku na nzọputa-Gi! 2 Ọ bu ihe…

ABÙ ỌMA 22

Abù Ọma nke diri Onye-isi Abù; nelu Aijeleth hash-Shahar. Abù Ọma Devid. 1 Chinekem, Chinekem, n’ìhi gini ka I rapurum? N’ìhi gini ka I nọ m n’ebe di nzọputam na…

ABÙ ỌMA 23

Abù Ọma Devid. 1 Jehova bu onye nāzùm dika aturu; ó dighi ihe kọrọm. 2 N’ebe-ita-nri nke ahihia ndu ka O nēme ka m’makpu: N’akuku miri nke izu-ike ka Ọ…

ABÙ ỌMA 24

Abù Ọma Devid. 1 Jehova nwe uwa na ùjú-ya; Elu-uwa dum madu bi na ndi bi nime ya. 2 N’ihi na Ya onwe-ya atọwo ntọ-ala-ya n’elu oké osimiri nile, Me…

ABÙ ỌMA 25

Abù Ọma nke Devid. 1 Gi, Jehova, ka m’nēbuliri nkpuru-obim. 2 Chinekem, na Gi ka m’tukwasiworo obi, Ekwela ka ihere mem; Ekwela ka obi ndi-irom tọ ha utọ n’arum. 3…

ABÙ ỌMA 26

Abù Ọma nke Devid. 1 Kpem ikpe, Jehova, n’ihi na mu onwem ejewo ije n’izu-okèm: Ọ bu kwa na Jehova ka m’tukwasiworo obi, ukwum adighi-ab͕uchapu. 2 Nwà m, Jehova, nwaputakwam;…

ABÙ ỌMA 27

Abù Ọma nke Devid. 1 Jehova bu ìhèm na nzọputam; ònye ka m’gātu egwu? Jehova bu ebe siri ike nke ndum; ònye ka m’gātu oké egwu? 2 Mb͕e ndi nēme…

ABÙ ỌMA 28

Abú Ọma nke Devid. 1 Gi, Jehova, ka m’nākpọku; Oké nkumem, echila nti n’ebe m’nọ: Ka I we ghara ib͕am nkiti, M’we yie ndi nārida n’olùlù. 2 Nuru olu aririọ-amaram…

ABÙ ỌMA 29

Abù Ọma Devid. 1 Nyenu Jehova, unu umu Chineke, Nyenu Jehova nsọpuru na ike. 2 Nyenu Jehova nsọpuru aha-Ya; Kpọnu isi ala nye Jehova n’ima-nma nke idi-nsọ. 3 Olu Jehova…

ABÙ ỌMA 30

Abù Ọma; Abù nke ira Ulo ahu nye Chineke; Abù Ọma nke Devid. 1 M’gēbuli Gi elu, Jehova; n’ihi na I dọgowom n’elu, I meghi kwa ka ndi-irom ṅuriam. 2…