DANIEL 1

1 N’arọ nke-atọ nke ọbubu-eze nke Jehoiakim, bú eze Juda, ka Nebukadneza, bú eze Babilon, biara na Jerusalem, nọchigide ya n’agha. 2 Onye-nwe-ayi we were Jehoiakim, bú eze Juda, na…

DANIEL 2

1 Ma n’arọ nke-abua nke ọbubu-eze nke Nebukadneza, Nebukadneza rọrọ nrọ di iche iche; mọ-ya we basasia, ura-ya we gwu n’anya-ya. 2 Eze we si ka akpọ ndi-ode-akwukwọ di nsọ…

DANIEL 3

1 Nebukadneza, bú eze, mere onyinyo ọla-edo, idi-elu-ya bu ọgu cubit atọ, obosara-ya bu cubit isi: ọ guzobere ya ọtọ na ndagwurugwu Dura n’ala-ọchichi Babilon. 2 Nebukadneza, bú eze, zi-kwa-ra…

DANIEL 4

1 Nebukadneza, bú eze, nēzigara ndi nile di iche iche, na mba nile, na ndi nile nāsu asusu di iche iche, ozi, bú ndi bi n’uwa nka nile; ka udo…

DANIEL 5

1 Belshaza, bú eze, mere oké oriri nye nnù ndi-isi-ya abua na ọgu iri, ọ bu kwa n’iru nnù abua na ọgu iri ahu ka ọ nāṅu manya-vine. 2 Belshaza,…

DANIEL 6

1 Ọ di Daraiọs nma n’anya ido ọgu madu isi, bú ndi nọchiri anya eze, ka ha buru ndi-isi ala-eze-ya, ndi gānọ n’ala-eze ahu nile; 2 na ido ndi-isi atọ…

DANIEL 7

1 N’arọ mbu nke Belshaza, bú eze Babilon, Daniel huru nrọ na ọhù di iche iche nke isi-ya n’elu ihe-ndina-ya: mb͕e ahu nrọ ahu ka o dere n’akwukwọ, ọ bu…

DANIEL 8

1 N’arọ nke-atọ nke ọbubu-eze nke Belshaza, bú eze, emere ka m’hu ọhù, bú mu onwem Daniel, mb͕e ọhù ahu nke emere ka m’hu ya n’isi-nmalite gasiri. 2 M’we hu…

DANIEL 9

1 N’arọ mbu nke Daraiọs nwa Ahasuerọs, onye sitere na nkpuru ndi Midia, onye emere eze nke ala-eze ndi Kaldea; 2 n’arọ mbu nke ọbubu-eze-ya ka mu onwem, bú Daniel,…

DANIEL 10

1 N’arọ nke-atọ nke Sairọs, bú eze Peasia, ekpughere Daniel, onye akpọrọ aha-ya Belteshaza, okwu; ọ bu kwa ezi-okwu ka okwu ahu bu, ọbuná obubu-agha uku: o we ghọta okwu…