DEUTERONOMI 1
1 Ndia bu okwu ahu nke Moses gwara Israel nile n’ofè Jọdan n’ọzara, n’Araba ahu na ncherita-iru Suf, n’etiti Peran, na Tofel, na Leban, na Hazerot, na Di-zahab. 2 Ọ…
1 Ndia bu okwu ahu nke Moses gwara Israel nile n’ofè Jọdan n’ọzara, n’Araba ahu na ncherita-iru Suf, n’etiti Peran, na Tofel, na Leban, na Hazerot, na Di-zahab. 2 Ọ…
1 Ayi we che iru, bulie ije ba n’ọzara n’uzọ Oké Osimiri Uhie, dika Jehova gwaram okwu: ayi we je ugwu Sia buruburu ọtutu ubọchi. 2 Jehova we gwam okwu,…
1 Ayi we che iru, rigo n’uzọ Beshan: Og, bú eze Beshan, we puta izute ayi, ya onwe-ya na ndi-ya nile, ibu agha, rue Edrei. 2 Jehova we sim, Atula…
1 Ma ub͕u a, Israel, ge nti ukpuru nile, ge kwa nti ikpé nile, nke mu onwem nēzí unu, ime ha; ka unu we di ndu, we ba, nweta kwa…
1 Moses we kpọ Israel nile òkù, si ha, Israel, nurunu ukpuru ndia na ikpé ndia nke mu onwem nēkwu na nti-unu ta, ka unu we muta ha, lezi kwa…
1 Ma nka bu ihe ahu enyere n’iwu, na ukpuru nile, na ikpé nile, nke Jehova, bú Chineke-unu, nyere iwu ka ezí unu, ka unu we me ha n’ala ahu…
1 Mb͕e Jehova, bú Chineke-gi, gēme ka i ba n’ala ahu ebe gi onwe-gi nābà inweta ya, mb͕e Ọ gēwepu kwa ọtutu mba n’iru gi, bu ndi Het, na ndi-Giagashait,…
1 Ihe nile enyere n’iwu nke mu onwem nēnye gi n’iwu ta, unu gēlezi anya ime ya, ka unu we di ndu, ba uba, we ba nime, nweta kwa ala…
1 Nuru, Israel: gi onwe-gi nāgabiga Jọdan ta, ibà ka i we nweta mba di iche iche di uku di kwa ike kari gi, obodo di iche iche di uku…
1 Na mb͕e ahu Jehova sirim, Wara onwe-gi mbadamba nkume abua dika nke-mbu, rigokutem rue ugwu a, me-kwa-ra onwe-gi ib͕e osisi. 2 M’gēdekwasi kwa na mbadamba nkume ahu okwu nile…