EKLISIASTIS 1

1 Okwu nke Onye-nkpọkọta, bú nwa Devid, bú eze nime Jerusalem. 2 Ihe-efu kachasi ihe-efu nile, ka Onye-nkpọkọta siri; ihe-efu kachasi ihe-efu nile, ihe nile bu ihe-efu. 3 Òle ihe…

EKLISIASTIS 2

1 Mu onwem siri n’obim, Biko, bia, m’gēji ọṅù nwa gi; gi lekwasi kwa ezi ihe anya: ma, le, nke ahu bu kwa ihe-efu. 2 Ekwurum okwu bayere ichì-ọchì, si,…

EKLISIASTIS 3

1 Ihe ọ bula nwere oge, mb͕e di-kwa-ra ihe ọ bula anēme n’okpuru elu-igwe: 2 mb͕e imu nwa, na mb͕e inwu anwu; mb͕e iku ihe n’ubi, na mb͕e iropu ihe…

EKLISIASTIS 4

1 Mu onwem we legharia anya bu nmeb͕u nile anēmeb͕u n’okpuru anyanwu: ma, le, anya-miri nke ndi anēmeb͕u, ma ọ dighi onye-nkasi-obi ha nwere; ma n’akuku ndi nēmeb͕u ha ka…

EKLISIASTIS 5

1 Debe ukwu-gi mb͕e i nējeru ulo Chineke; n’ihi na ibiaru nso inu anu di nma kari ichu àjà ndi-nzuzu: n’ihi na ha adighi-ama na ha nēme ihe ọjọ. 2…

EKLISIASTIS 6

1 Ihe ọjọ di nke m’huworo n’okpuru anyanwu, ihe riri nne ka ọ bu kwa n’aru madu: 2 madu onye Chineke nēnye àkù na ihe-nkpakọta na nsọpuru, ọ dighi kwa…

EKLISIASTIS 7

1 Ezi aha di nma kari ezi manu-otite nēsì ísì utọ; ọzọ, ubọchi ọnwu madu di nma kari ubọchi amuru ya. 2 Ọ di nma ije n’ulo oruru-újú, kari ije…

EKLISIASTIS 8

1 Ònye di ka onye mara ihe? ònye nāma kwa akukọ-isi okwu? Amam-ihe madu nēnye iru-ya ìhè, ike nke iru-ya nāb͕anwe kwa. 2 Mu onwem nādu gi ọdu, Debe okwu-ọnu…

EKLISIASTIS 9

1 N’ihi na ihe nile a ka m’tiyere n’obim, ọbuná iledo ihe nile a; na ndi ezi omume, na ndi mara ihe, na òfùfè-ha nile, di n’aka Chineke: ma ọ…

EKLISIASTIS 10

1 Ijiji nwuru anwu nēme ka manu onye nāsugwa manu-otite nke nēsì ísì utọ sìe ísì ọjọ, re kwa ure: otú a ka nzuzu ntà di arọ́ kari amam-ihe, kari…