EMOS 1
1 Okwu Emos, onye nọ n’etiti ndi-nche-anu-ulo nke Tekoa, nke ọ huru bayere Israel n’ubọchi Uzaia, bú eze Juda, na n’ubọchi Jeroboam nwa Joash, bú eze Israel, arọ abua tutu…
1 Okwu Emos, onye nọ n’etiti ndi-nche-anu-ulo nke Tekoa, nke ọ huru bayere Israel n’ubọchi Uzaia, bú eze Juda, na n’ubọchi Jeroboam nwa Joash, bú eze Israel, arọ abua tutu…
1 Otú a ka Jehova siri: N’ihi njehie atọ nke Moab, e, n’ihi anọ, ka M’nāgaghi-eme ka ahuhu-ya laghachi azu; n’ihi na o surere ọkpukpu eze Edom me ka ha…
1 Nurunu okwu a nke Jehova kwuworo megide unu, umu Israel, megide ab͕uru ahu nile nke M’mere ka ha si n’ala Ijipt rigoputa, si, 2 Nání unu ka M’maworo n’etiti…
1 Nurunu okwu a, unu nne-ehi nke Beshan, ndi nọ n’ugwu Sameria, ndi nēmeb͕u ndi nēnweghi ike, ndi nāzọpia umu-ob͕eye, ndi nāsi ndi-nwe-ha, Wetanu, ka ayi ṅua. 2 Onye-nwe-ayi Jehova…
1 Nurunu okwu a nke Mu onwem nēbuli n’isi unu ka ọ buru abù-ákwá, unu ulo Israel. 2 Nwa-ab͕ọghọ Israel nke nāmaghi nwoke adawo; ọ gaghi-ebili ọzọ: atusawo ya n’ala-ya;…
1 Ahuhu diri ndi nọ jū na Zaion, na ndi nwere ntukwasi-obi n’ugwu Sameria, ndi akpọrọ n’aha n’aha n’etiti isi mba nke mba nile, ndi ulo Israel biakuteworo! 2 Gabiganu…
1 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova mere ka m’hu: ma, le, Ọ nākpu igurube n’isi-nmalite nke opupú ahihia nke miri-ozuzo ikpe-azu; ma, le, ọ bu ahihia nke miri-ozuzo ikpe-azu mb͕e…
1 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova mere ka m’hu: ma le, otù nkata nkpuru-osisi nke mb͕e nghọkọta-nkpuru. 2 O we si, Gini ka gi onwe-gi nāhu, Emos? M’we si, Otù…
1 Ahurum Onye-nwe-ayi, ka Ọ nēguzo Onwe-ya n’akuku ebe-ichu-àjà-Ya: O we si, Tie isi-ogidi nile, ka nbata-uzọ nile we me nkpatu: tijisie ha n’isi ha nile; ma ndi-ikpe-azu nime ha…