EZIKIEL 1

1 O rue, n’arọ nke-orú-na-iri, n’ọnwa nke-anọ, n’ubọchi nke-ise nke ọnwa ahu, mb͕e mu onwem nọ n’etiti ndi emere ka ha je biri n’ala ọzọ n’akuku osimiri Keba, na emeghere…

EZIKIEL 2

1 Ọ we sim, Nwa nke madu, guzo n’ukwu-gi abua, M’gāgwa kwa gi okwu. 2 Mọ Chineke we bata nimem mb͕e Ọ gwaram okwu, we me ka m’guzo n’ukwum abua;…

EZIKIEL 3

1 O we sim, Nwa nke madu, ihe ahu nke i nāhu, rie ya; rie akwukwọ-npiakọta ahu, je, gwa ulo Israel okwu. 2 M’we saghepu ọnum, O we me ka…

EZIKIEL 4

1 Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, were n’onwe-gi otù brick, tọb͕ọ ya n’iru gi, kà otù obodo n’elu ya, bú Jerusalem: 2 tiye ihe-nnọchigide-n’agha imegide ya, wue ulo-agha imegide…

EZIKIEL 5

1 Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, were n’onwe-gi mma-agha di nkọ, dika aguba nke ndi nākọpu isi ka i gēwere ya n’onwe-gi, i gēme kwa ka ọ gabiga n’isi-gi…

EZIKIEL 6

1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, che iru-gi n’ugwu nile nke Israel, bu amuma megide ha, 3 si, Unu ugwu Israel, nurunu okwu Onye-nwe-ayi Jehova;…

EZIKIEL 7

1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri ala Israel, Ọgwugwu: ọgwugwu abiakwasiwo nkuku anọ nke ala-unu. 3…

EZIKIEL 8

1 O rue, n’arọ nke-isi, n’ọnwa nke-isi, n’ubọchi nke-ise nke ọnwa ahu, mb͕e mu onwem nānọdu ala n’ulom, mb͕e ndi-okenye Juda nānọdu kwa ala n’irum, na aka Onye-nwe-ayi Jehova dakwasirim…

EZIKIEL 9

1 O we kpọ òkù na ntim abua n’oké olu, si, Bianu nso, unu ndi-nlekọta nke obodo, onye ọ bula ya jide kwa ihe o ji bibi madu n’aka-ya. 2…

EZIKIEL 10

1 M’we hu, ma, le, nime mbara-ígwé ahu nke di n’elu isi cherubim, ihe dika nkume sapphire, dika oyiyi oche-eze si di n’ile ya anya, ka ahuru n’elu ha. 2…