EZIKIEL 31
1 O rue, n’arọ nke-iri-na otù, n’ọnwa nke-atọ, n’ubọchi mbu nke ọnwa ahu, na okwu Jehova rurum nti, si, 2 Nwa nke madu, Si Fero, bú eze Ijipt, si kwa…
1 O rue, n’arọ nke-iri-na otù, n’ọnwa nke-atọ, n’ubọchi mbu nke ọnwa ahu, na okwu Jehova rurum nti, si, 2 Nwa nke madu, Si Fero, bú eze Ijipt, si kwa…
1 O rue, n’arọ nke-iri-na-abua, n’ọnwa nke-iri-na-abua, n’ubọchi mbu nke ọnwa ahu, na okwu Jehova rurum nti, si, 2 Nwa nke madu, buliere Fero, bú eze Ijipt, abù-ákwá, si ya,…
1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, gwa umu ndi-gi okwu, si ha, Ala ọ bula, mb͕e M’nēme ka mma-agha biakwasi ya, ma ndi ala ahu…
1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, bue amuma megide ndi-ọzùzù-aturu nāzù Israel, bue amuma, si ha, bú ndi-ọzùzù-aturu ahu, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri:…
1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, che iru-gi imegide ugwu Sia, bue amuma megide ya, 3 si ya, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Le,…
1 Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, buere ugwu nile nke Israel amuma, si, Unu ugwu Israel, nurunu okwu Jehova. 2 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: N’ihi na onye-iro…
1 Aka Jehova we dikwasim, O we me ka m’pua apu nime Mọ nke Jehova, O we dọbam n’etiti ndagwurugwu ahu; ma ndagwurugwu ahu juputara n’ọkpukpu; 2 O we me…
1 Okwu Jehova we ruem nti, si, 2 Nwa nke madu, che iru-gi na Gog, nke ala Megog, bú onye-isi nke Rosh na nke Meshek na nke Tubal, bue amuma…
1 Ma gi onwe-gi, nwa nke madu, bue amuma megide Gog, si, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Le, Mu onwem nēmegide gi, Gog, onye-isi nke Rosh na nke Meshek…
1 N’arọ nke-orú-na-ise nke emere ka ayi je biri n’ala ọzọ, n’isi-nmalite arọ ahu, n’ubọchi nke-isi nke ọnwa, n’arọ nke-iri-na-anọ site na mb͕e etikpọsiri obodo-ayi, n’otù ubọchi ahu, aka Jehova…