EZIKIEL 41

1 O we me ka m’biarue ulo uku Chineke, o we tùa akuku-ọnu-uzọ-ya, cubit isi n’obosara n’otù akuku, na cubit isi n’obosara n’akuku nke-ọzọ, nka bu obosara ulo-ikwū ahu. 2…

EZIKIEL 42

1 O we me ka m’puta ba n’ogige ahu di n’èzí, n’uzọ ahu nke di n’uzọ Ugwu: o we me ha m’ba n’ime-ulo ahu nke di na ncherita-iru ebe ahu…

EZIKIEL 43

1 O we me ka m’jerue ọnu-uzọ-ama ahu, bú ọnu-uzọ-ama nke nēche iru n’uzọ Iru-anyanwu: 2 ma le, ebube nke Chineke nke Israel si n’uzọ Iru-anyanwu bia: olu-Ya di kwa…

EZIKIEL 44

1 O we me ka m’laghachi n’uzọ ọnu-uzọ-ama nke ebe nsọ ahu nke di n’èzí, nke nēche iru n’Iru-anyanwu; ma ọnu-uzọ-ama ahu bu nke emechiri emechi. 2 Jehova we sim,…

EZIKIEL 45

1 Ma mb͕e unu gēme ka ala-unu dayere onwe-unu n’ihe-nketa, unu gēbuliri Jehova àjà-nbuli, bú otù òkè di nsọ nke ala ahu: ogologo-ya gādi orú nnù amì uzọ atọ na…

EZIKIEL 46

1 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Ọnu-uzọ-ama nke ogige di nime nke nēche iru n’Iru-anyanwu gābu ihe emechiri emechi n’ubọchi ọlu isi unu; ma n’ubọchi-izu-ike ka agēmeghe ya, ọ…

EZIKIEL 47

1 O we me ka m’laghachi rue ọnu-uzọ ulo ahu; ma, le, miri nēsi n’okpuru nbata-uzọ nke ulo ahu n’akuku Iru-anyanwu puta, n’ihi na iru ulo ahu di n’Iru-anyanwu: miri…

EZIKIEL 48

1 Ma ndia bu aha ebo nile: site na nsọtu Ugwu, n’akuku uzọ Hetlon rue nbata Hemat, Haza-inon n’ókè-ala Damaskọs, n’akuku Ugwu n’akuku Hemat; ọ gēnwe kwa akuku Iru-anyanwu na…