EZRA 1

1 Ma n’arọ mbu nke Sairọs, bú eze Peasia, ka okwu Jehova nke sitere n’ọnu Jeremaia we rè, Jehova kpọtere mọ nke Sairọs, bú eze Peasia, o we kwusa n’ala-eze-ya…

EZRA 2

1 Ma ndia bu umu ala ahu anāchi achi ndi nārigo, bú ndi sitere na ndọta-n’agha ahu nke ndi emere ka ha je biri n’ala ọzọ, ndi Nebukadneza, bú eze…

EZRA 3

1 Ọnwa nke-asa we rue, umu Israel nọ kwa n’obodo nile ha, ndi ahu we chikọta onwe-ha dika otù onye rue Jerusalem. 2 Jeshua nwa Jozadak, na umu-nne-ya, bú ndi-nchu-àjà,…

EZRA 4

1 Ndi nākpab͕u Juda na Benjamin we nu na umu ndi emere ka ha je biri n’ala ọzọ nēwuru Jehova, bú Chineke Israel, ulo uku; 2 ha we biarue Zerubabel…

EZRA 5

1 Ma ndi-amuma, bú Hagai onye-amuma, na Zekaraia nwa Ido, buru amuma nye ndi-Ju ndi nọ na Juda na nime Jerusalem; ọ bu n’aha Chineke Israel ka ha buru amuma…

EZRA 6

1 Mb͕e ahu Daraiọs, bú eze, nyere iwu, ha we chọ n’ulo akwukwọ, ebe adọbara àkù nime Babilon. 2 Ewe chọta akwukwọ-npiakọta n’Ekbatar, n’ulo uku nke di n’ala anāchi achi,…

EZRA 7

1 Ma mb͕e ihe ndia gasiri, n’ọbubu-eze nke Ataksakses, bú eze Peasia, Ezra nwa Seraia, nwa Azaraia, nwa Hilkaia, 2 nwa Shalum, nwa Zedok, nwa Ahaitub, 3 nwa Amaraia, nwa…

EZRA 8

1 Ma ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna-ha, nka bu kwa akwukwọ-osuso-ọmumu nke ndi nēsom si na Babilon rigo, n’ọbubu-eze Ataksakses, bú eze. 2 Site n’umu Finehas, Giashom:…

EZRA 9

1 Ma mb͕e emere ka ihe ndia gwusia, ndi-isi biarurum nso, si, Ndi Israel, na ndi-nchu-àjà, na ndi Livai, ha ekewapughi onwe-ha n’etiti ndi di iche iche nke ala ọzọ,…

EZRA 10

1 Ma mb͕e Ezra nēkpe ekpere, nēkwuputa kwa ekwuputa, nākwa ákwá nātuda kwa onwe-ya n’ala n’iru ulo Chineke, esiri n’Israel chikọta n’ebe ọ nọ nkpọkọta madu di ọtutu nke-uku, bú…