FAILIMON 1

1 Pọl, onye-nkpọrọ nke Kraist Jisus, na Timọti nwa-nna-ayi nēdegara Failimon akwukwọ, bú onye ayi huru n’anya, onye ayi na ya nālukọ kwa ọlu, 2 nēdega-kwa-ra Apfia nwa-nna-ayi nwanyi, na…