HOSEA 11
1 Mb͕e Israel bu nwata, ahurum ya n’anya, ọ bu kwa site n’Ijipt ka M’kpọputara nwam. 2 Dika ha kpọrọ ha òkù, otú a ka ha puru n’iru ha nēje:…
1 Mb͕e Israel bu nwata, ahurum ya n’anya, ọ bu kwa site n’Ijipt ka M’kpọputara nwam. 2 Dika ha kpọrọ ha òkù, otú a ka ha puru n’iru ha nēje:…
1 Efraim ji ifufe azù onwe-ya, ọ nāb͕aso kwa ifufe Iru-anyanwu: ogologo ubọchi nile ọ nēme ka okwu-ugha na nbibi ba uba; ha na Asiria nāb͕a kwa ndu, anēbuga kwa…
1 Mb͕e Efraim jiri ima-jijiji kwu okwu, ya onwe-ya buliri onwe-ya elu n’Israel: ma ikpe mara ya nime Beal, o we nwua. 2 Ma ub͕u a ha nēmehie kari, we…
1 Israel, laghachikute Jehova, bú Chineke-gi; n’ihi na i suwo ngọngọ site n’ajọ omume-gi. 2 Chirinu okwu n’aka-unu laghachikute Jehova: sinu Ya, Bupu ajọ omume nile ayi, nara ezi ihe:…