I. IHE EMERE 11
1 Israel nile we chikọta onwe-ha n’ebe Devid nọ rue Hebron, si, Le, ọkpukpu-gi na anu-aru-gi ka ayi bu. 2 Na mb͕e gara aga, ọbuná mb͕e Sọl bu eze, gi…
1 Israel nile we chikọta onwe-ha n’ebe Devid nọ rue Hebron, si, Le, ọkpukpu-gi na anu-aru-gi ka ayi bu. 2 Na mb͕e gara aga, ọbuná mb͕e Sọl bu eze, gi…
1 Ma ndia bu ndi nābiakute Devid rue Ziklag, mb͕e anọ̀ nēmechibido ya n’ihi Sọl nwa Kish: ndi ahu di kwa n’etiti ndi-dike-ya, ndi nēyere ya aka n’agha ahu. 2…
1 Devid we me ka ndi-isi usu nile nke nnù ndikom abua na ọgu iri na usu nile nke ọgu ndikom ise dua ya ọdu, bú onye-ndú ọ bula. 2…
1 Hairam, bú eze Taia, we zigara Devid ndi-ozi, na osisi cedar, na ndi-ọ̀kà na nkume, na ndi-ọ̀kà n’osisi, iwuru Devid ulo. 2 Devid we mara na Jehova emewo ya…
1 Devid we mere onwe-ya ulo ufọdu n’obodo Devid; o we doziere ib͕e Chineke ọnọdu, we mara ya ulo-ikwū. 2 Mb͕e ahu Devid siri, Ọ dighi onye gēbu ib͕e Chineke…
1 Ha we bubata ib͕e Chineke, guzo ya n’etiti ulo-ikwū nke Devid mara nye ya: ha we weta nso àjà-nsure-ọku na àjà-udo n’iru Chineke. 2 Devid we surebìe àjà-nsure-ọku ahu…
1 O rue, mb͕e Devid biri n’ulo-ya, na Devid siri Netan, bú onye-amuma, Le, mu onwem nēbi n’ulo cedar, ma ib͕e ọb͕ub͕a-ndu Jehova nēbi n’okpuru ákwà-nkwuba. 2 Netan we si…
1 O rue, mb͕e nka gasiri, na Devid tib͕uru ndi Filistia, me kwa ka ha ruru ala, o we nara n’aka ndi Filistia Gat na umu-obodo-ya. 2 O tib͕u-kwa-ra Moab;…
1 O rue, mb͕e ihe a gasiri, na Nehash, bú eze umu Amon, nwuru, nwa-ya we buru eze n’ọnọdu ya. 2 Devid we si, M’gēmere Hanun nwa Nehash ebere, n’ihi…
1 O rue, na mb͕e ọb͕ub͕a arọ, na mb͕e ndi-eze nāpu ibu agha, na Joab dupuru ndi-dìnkpà nke usu-ndi-agha, bibie ala umu Amon, bia, nọchigide Raba n’agha. Ma Devid nānọdu…