I. JỌN 1

1 Ihe nke diri site na mbu, ihe ayi nuworo, ihe ayi jiworo anya-ayi hu, ihe ayi kiriri, nke aka-ayi datukwara, bayere Okwu nke ndu ahu, 2 (emekwara ka ndu…

I. JỌN 2

1 Umu-ntakirim, ihe ndia ka m’nēdegara unu n’akwukwọ, ka unu we ghara imehie. Ọ buru kwa na onye ọ bula emehie, ayi nwere otù Onye nēkwu ọnu ayi n’ebe Nna-ayi…

I. JỌN 3

1 Lenu aha ihunanya nka bu nke Nna-ayi nyeworo ayi, ka ewe kpọ ayi umu Chineke: ayi bu kwa umu-Ya. N’ihi nka uwa amaghi ayi, n’ihi na ọ maghi Ya….

I. JỌN 4

1 Ndi m’huru n’anya, unu ekwela okwu mọ nile, kama nwaputanu udi-mọ ahu, ma ha bu ndi siri na Chineke puta: n’ihi na ọtutu ndi-amuma ugha apuwo ba n’uwa. 2…

I. JỌN 5

1 Onye ọ bula nke kwere na Jisus bu Kraist ahu, amuwo ya site na Chineke: ọzọ onye ọ bula nke nāhu Onye ahu Nke muru n’anya, ọ nāhu kwa…