I. NDI-EZE 9
1 O rue, mb͕e Solomon wubìri ulo Jehova, na ulo eze, na ihe nile nke di Solomon ezi nma n’obi nke tọrọ ya utọ ime, 2 na Jehova mere ka…
1 O rue, mb͕e Solomon wubìri ulo Jehova, na ulo eze, na ihe nile nke di Solomon ezi nma n’obi nke tọrọ ya utọ ime, 2 na Jehova mere ka…
1 Eze-nwayi Sheba we nānu akukọ Solomon bayere aha Jehova, o we bia iwere ilu di iche iche nwa ya. 2 Ọ biarue Jerusalem, ya na usu di ọtutu nke-uku,…
1 Ma eze, bú Solomon, huru ọtutu ndinyom ala ọzọ n’anya, tiyere nwa-nwayi Fero, ndinyom Moab, ndinyom Amon, ndinyom Edom, ndinyom Zaidon, ndinyom Het; 2 bú ndi sitere na mba…
1 Rehoboam we jerue Shekem: n’ihi na Shekem ka Israel nile biaruru, ime ya eze. 2 O rue, mb͕e Jeroboam nwa Nebat nuru ya, (ma onye ahu nānọ n’Ijipt rue…
1 Ma, le, onye nke Chineke siri na Juda bia n’okwu Jehova rue Bet-el: ma Jeroboam nēguzo n’akuku ebe-ichu-àjà isure ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ. 2 O we kpọ òkù megide…
1 Na mb͕e ahu Abaija nwa Jeroboam riara ọria. 2 Jeroboam we si nwunye-ya, Biko, bilie, nwogharia onwe-gi, ka aghara imara na gi onwe-gi bu nwunye Jeroboam: i gēje kwa…
1 Ma n’arọ nke-iri-na-asatọ nke eze, bú Jeroboam nwa Nebat, ka Abaijam malitere ibu eze Juda. 2 Arọ atọ ka ọ bu eze na Jerusalem: aha nne-ya bu Meaka nwa-nwayi…
1 Okwu Jehova we rue Jihu, bú nwa Hanani, nti, imegide Beasha, si, 2 N’ihi na esim n’ájá welie gi elu, me gi onye-ndú ndim, bú Israel; i we je…
1 Elaija, bu onye Tisbe, onye sitere na ndi-nnọdu nke Gilead, we si Ehab, Jehova, bú Chineke nke Israel, nādi ndu, Onye m’guzoworo n’iru Ya, igirigi ma-ọbu miri-ozuzo agaghi-adi ma-ọli…
1 O rue, mb͕e ọtutu ubọchi gasiri, na okwu Jehova ruru Elaija nti, n’arọ nke-atọ, si, Je, me ka Ehab hu gi anya; M’gēnye kwa miri-ozuzo n’elu uwa. 2 Elaija…