I. NDI KỌRINT 1
1 Pọl, onye akpọrọ ibu onye-ozi nke Jisus Kraist site n’ọchichọ nke Chineke, na Sostenis nwa-nna-ayi, 2 nēdegara nzukọ Chineke nke di na Kọrint akwukwọ, bú ndi edoworo nsọ nime…
1 Pọl, onye akpọrọ ibu onye-ozi nke Jisus Kraist site n’ọchichọ nke Chineke, na Sostenis nwa-nna-ayi, 2 nēdegara nzukọ Chineke nke di na Kọrint akwukwọ, bú ndi edoworo nsọ nime…
1 Mu onwem kwa, umu-nnam, mb͕e m’biakutere unu, abiaghm n’ọ̀kà okwu ma-ọbu n’ọ̀kà amam-ihe, nēkwusara unu àmà nke Chineke. 2 N’ihi na ezuberem ka m’ghara imata ihe ọ bula n’etiti…
1 Mu onwem kwa, umu-nnam, apughi m igwa unu okwu dika ndi Mọ Nsọ nāchi, kama dika ndi bu nání anu-aru, dika umu ọhu nime Kraist. 2 Ejirim ara zù…
1 Ka madu nāgu ayi otú a, dika ndi nējere Kraist ozi, ndi bu kwa ndi nāchi èzí-na-ulo n’ihe-omimi nke Chineke. 2 N’ebe a ihe anāchọ kwa n’aka ndi nāchi…
1 Anānu nọ̄ na ikwa-iko di n’etiti unu, aha ikwa-iko nke nādighi kwa ọbuná n’etiti ndi mba ọzọ, nke mere na otú onye n’etiti unu nwere nwunye nna-ya. 2 Unu…
1 Ọ̀ di onye ọ bula n’etiti unu, ma asi na o nwere okwu megide ibe-ya, nwere anya-ike ije ikpé n’iru ndi ajọ omume, ma ọ bughi n’iru ndi nsọ?…
1 Ma okwu bayere ihe unu dere akwukwọ bayere ha: Ọ di nma ka nwoke ghara imetu nwanyi aka. 2 Ma, n’ihi ikwa-iko nile, ka nwoke ọ bula nwe nwunye…
1 Ma okwu bayere ihe achuru n’àjà nye arusi: Ayi matara na ayi nile nwere ọmuma-ihe. Ọmuma-ihe nāfuli elu, ma ihu-n’anya nēwuli elu dika ulo. 2 Ọ buru na onye…
1 Ènweghi m onwem? àbughi m onye-ozi? àhughm Jisus Onye-nwe-ayi? ùnu onwe-unu abughi ọlum nime Onye-nwe-ayi? 2 Ọ buru na abughm onye-ozi n’ebe ndi ọzọ nọ, ma otú ọ di,…
1 N’ihi na achọghm, umu-nnam, ka unu ghara imara, na nna-ayi-hà nile nọri n’okpuru igwe-oji ahu, ha nile gabiga-kwa-ra oké osimiri ahu; 2 eme-kwa-ra ha nile baptism ibà nime Moses…