I. NDI TESALỌNAIKA 1

1 Pọl na Silvanọs na Timọti nēdegara nzukọ nke ndi Tesalọnaika nime Chineke, bú Nna, na Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, akwukwọ: Amara diri unu, ya na udo. 2 Ayi nēkele Chineke…

I. NDI TESALỌNAIKA 2

1 N’ihi na unu onwe-unu matara, umu-nna-ayi, nbata ayi batara n’ebe unu nọ, na ahuwo na ọ bughi ihe-efu: 2 kama ọ bu ezie na ayi hururi ahuhu na mbu,…

I. NDI TESALỌNAIKA 3

1 N’ihi nka mb͕e ayi nāpughi inagide ọzọ, ọ di ayi ezi nma ka arapu nání ayi n’azu n’Atens; 2 ayi we ziga Timọti, nwa-nna-ayi na onye nējere Chineke ozi…

I. NDI TESALỌNAIKA 4

1 Ya mere nke fọduru, umu-nna-ayi, ayi nēkpere unu, nāriọ kwa unu nime Onye-nwe-ayi Jisus, ka, dika unu natara n’aka-ayi otú unu nāghaghi ijeghari na ime ihe gātọ Chineke utọ,…

I. NDI TESALỌNAIKA 5

1 Ma ọ dighi unu nkpà, umu-nna-ayi, ka edegara unu akwukwọ bayere oge ahu nile na ubọchi ahu nile. 2 N’ihi na unu onwe-unu matara nke-ọma na dika onye-ori nābia…