I. PITA 1

1 Pita, onye-ozi nke Jisus Kraist, nēdegara unu akwukwọ, bú ndi arọputaworo ndi bi dika ọbìa n’etiti Nb͕asa ahu nime Pọntọs, Galetia, Kapadọsia, Esia, na Bitinia, 2 ndi arọputaworo dika…

I. PITA 2

1 Ya mere, tupunu ihe ọjọ nile, na aghughọ nile, na iru-abua, na ekworo, na nkwutọ nile di iche iche, 2 dika umu amuru ọhu, ka agu miri-ara nke okwu…

I. PITA 3

1 Otú ahu, ndi bu nwunye, nēdonu onwe-unu n’okpuru di nke aka unu; ka, ọbuná asi na ufọdu ekweyeghi okwu Chineke, ka ewe site n’ibi-obi nwunye-ha rita ha n’urù n’ebe…

I. PITA 4

1 Ya mere, ebe Kraist huru ahuhu n’anu-aru, unu onwe-unu were kwa otù izù ahu ke dika ekike-agha; n’ihi na onye huworo ahuhu n’anu-aru agharawo nmehie; 2 ka unu we…

I. PITA 5

1 Ya mere, ariọm ndi-okenye nọ n’etiti unu, onye mu onwem bu okenye-ibe-unu, ya na onye-àmà nke ahuhu nile nke Kraist, abukwam onye-nnwekọ nke ebube ahu nke agaje ikpughe: 2…