I. SAMUEL 1

1 Ma otù nwoke nke Ramataim-zofim, nke ugwu Efraim, di, aha-ya bu Elkena, nwa Jeroham, nwa Elaihu, nwa Tohu, nwa Zuf, onye Efrata: 2 o nwekwara ndinyom abua; aha otù…

I. SAMUEL 2

1 Hana we kpe ekpere, si: Ọ nātọ obi m utọ n’ime Jehova, Mpim adiwo elu n’ime Jehova: Ọnum asawo mbara n’elu ndi-irom, N’ihi na aṅuriwom ọṅu na nzọputa-Gi. 2…

I. SAMUEL 3

1 Nwata ahu, bú Samuel, we nējere Jehova ozi n’iru Ilai. Okwu Jehova we di oké ọnu na mb͕e ahu; ọ dighi ọhù ekwusara. 2 O rue, n’ubọchi ahu, mb͕e…

I. SAMUEL 4

1 Okwu Samuel we rue Israel nile nti. Israel we pua izute ndi Filistia ibu agha, we ma ulo-ikwū-ha n’akuku Eben-eza: ndi Filistia we ma ulo-ikwū-ha n’Efek. 2 Ndi Filistia…

I. SAMUEL 5

1 Ma ndi Filistia were ib͕e Chineke, ha we si n’Eben-eza bubata ya n’Ashdod. 2 Ndi Filistia we were ib͕e Chineke, bubata ya n’ulo Degon, dọba ya n’akuku Degon. 3…

I. SAMUEL 6

1 Ib͕e Jehova we di n’ọhia ndi Filistia ọnwa asa. 2 Ndi Filistia we kpọ ndi-nchu-aja na ndi nāju ase, si, Gini ka ayi gēme ib͕e Jehova? me ka ayi…

I. SAMUEL 7

1 Ndikom Kiriat-jearim we bia, bugo ib͕e Jehova, bubata ya n’ulo Abinadab n’ugwu ntà ya, do Eleeza nwa-ya nwoke nsọ idebe ib͕e Jehova. 2 O rue, site n’ubọchi ib͕e ahu…

I. SAMUEL 8

1 O rue, mb͕e Samuel ghọrọ agadi, na o doro umu-ya ndikom ndi-ikpe ikpe Israel. 2 Ma aha ọkpara-ya bu Joel; aha nwa-ya nwoke nke-abua bu Abaija: ha bu ndi-ikpe…

I. SAMUEL 9

1 Ma otù nwoke Benjamin di, aha-ya bu Kish, nwa Abiel, nwa Zeroa, nwa Bekorat, nwa Afia, nwa onye Benjamin, bú dike nke bu dìnkpà. 2 Ọ nwe-kwa-ra nwa-nwoke, aha-ya…

I. SAMUEL 10

1 Samuel we were karama manu, wukwasi ya n’isi-ya, sutu ya ọnu, si, Ọ̀ bughi na Jehova etewo gi manu ibu onye-ndú ihe-nketa-Ya? 2 Mb͕e i siri n’ebe m’nọ la…