I. SAMUEL 11
1 Nehash, bú onye Amon, we rigota, ma ulo-ikwū-ya imegide Jebesh-gilead: ndikom nile nke Jebesh we si Nehash, Ka ayi na gi b͕a ndu, ayi gēfè kwa gi òfùfè. 2…
1 Nehash, bú onye Amon, we rigota, ma ulo-ikwū-ya imegide Jebesh-gilead: ndikom nile nke Jebesh we si Nehash, Ka ayi na gi b͕a ndu, ayi gēfè kwa gi òfùfè. 2…
1 Samuel we si Israel nile, Le, egewom nti olu-unu n’ihe nile nke unu sirim, m’we mere unu eze. 2 Ma ub͕u a, le, eze ahu nējeghari n’iru unu: ma…
1 Sọl b͕ara arọ mb͕e ọ malitere ibu eze; ọ we buru eze Israel arọ abua. 2 Sọl we rọputara onwe-ya nnù ndikom asa na ọgu iri sitere n’Israel; nnù…
1 Ubọchi we rue mb͕e Jonatan nwa Sọl siri nwa-okorọbia nēbu ihe-agha-ya, Bia, ka ayi gabiga rue ebe-nguzo-ndi-agha ndi Filistia, nke di n’ofè ọzọ ahu. Ma o gosighi nna-ya. 2…
1 Samuel we si Sọl, Mu ka Jehova zitere ite gi manu ka i buru eze ndi-Ya, bú Israel: ma ub͕u a ge nti olu okwu Jehova. 2 Otú a…
1 Jehova we si Samuel, Rùe ole mb͕e ka gi onwe-gi ganēruru Sọl újú, ebe Mu onwem juworo ya ka ọ ghara ibu eze Israel? b͕ajue manu na mpi-gi, je,…
1 Ma ndi Filistia chikọtara ọmuma-ulo-ikwū-ha ibu agha, ewe chikọta ha na Soko, nke Juda nwe, ha we ma ulo-ikwū-ha n’etiti Soko na Azeka, n’Efes-damim. 2 Sọl na ndikom Israel…
1 O rue, mb͕e ọ gwabìri Sọl okwu, na ekekọtara nkpuru-obi Jonatan na nkpuru-obi Devid, Jonatan we hu ya n’anya dika nkpuru-obi-ya. 2 Sọl we nara ya n’ubọchi ahu, o…
1 Sọl we gwa Jonatan nwa-ya na ndi-orù-ya nile okwu, ka ha me ka Devid nwua. 2 Ma ihe Devid tọrọ Jonatan nwa Sọl utọ nke-uku. Jonatan we gosi Devid,…
1 Devid we si na Naiot nime Rema b͕alaga, ọ bia kwue n’iru Jonatan, si, Gini ka m’meworo? gini bu ajọ omumem? gini bu kwa nmehiem n’iru nna-gi, na ọ…