I. TIMỌTI 1
1 Pọl, onye-ozi nke Kraist Jisus dika ihe ahu si di, nke Chineke, bú Onye-nzọputa-ayi, na Kraist Jisus, bú Onye ayi nēle anya Ya, nyere n’iwu; 2 anamedegara Timọti akwukwọ,…
1 Pọl, onye-ozi nke Kraist Jisus dika ihe ahu si di, nke Chineke, bú Onye-nzọputa-ayi, na Kraist Jisus, bú Onye ayi nēle anya Ya, nyere n’iwu; 2 anamedegara Timọti akwukwọ,…
1 Ya mere ihe mbu m’nādusi ọdu ike bu, ka anāriọ aririọ, kpe kwa ekpere, riọ kwa aririọ anāriọrọ ndi ọzọ, kele kwa ekele, n’ihi madu nile; 2 n’ihi ndi-eze…
1 Okwu a kwesiri ntukwasi-obi, Ọ buru na onye ọ bula nāb͕aso ọnọdu onye nēlekọta nzukọ Kraist anya, agu ọlu ọma nāgu ya. 2 Ya mere onye nēlekọta nzukọ Kraist…
1 Ma Mọ Nsọ nēkwuwa okwu, si, na n’oge ikpe-azu ufọdu gēwezuga onwe-ha n’ebe okwukwe-ayi di, nāṅa nti ndi-mọ nēduhie eduhie na ozizí nke ndi-mọ ọjọ, 2 site n’iru-abua nke…
1 Abarala okenye oké nba, kama nāriọ ya aririọ dika nna; nēmeso kwa umu-okorọbia dika umu-nne: 2 ndinyom, ndi bu okenye, dika ndi bu nne; umu-ab͕ọghọ dika umu-nne-nwanyi, n’idi-ọcha nile….
1 Ka ha ra, bú ndi-orù nke nọ n’okpuru yoke, ha gua ndi-nwe-ha na ndi kwesiri nsọpuru nile, ka ewe ghara ikwulu aha Chineke na ozizí-ayi. 2 Ma ndi nwere…