II. IHE EMERE 4
1 O me-kwa-ra ebe-ichu-àjà ọla, orú cubit ka ogologo-ya di, orú cubit ka obosara-ya di kwa, cubit iri ka idi-elu-ya di kwa. 2 O me-kwa-ra oké osimiri awuru awu, cubit…
1 O me-kwa-ra ebe-ichu-àjà ọla, orú cubit ka ogologo-ya di, orú cubit ka obosara-ya di kwa, cubit iri ka idi-elu-ya di kwa. 2 O me-kwa-ra oké osimiri awuru awu, cubit…
1 Ewe jezue ozi nile nke Solomon jere ulo Jehova. Solomon we webata ihe nile Devid, bú nna-ya, doro nsọ; bú ọla-ọcha, na ọla-edo, na ihe nile, o tiye ha…
1 Mb͕e ahu Solomon siri, Jehova asiwo na O gēbi n’oké ọchichiri. 2 Ma mu onwem ewuworo Gi ulo obibi, bú ọnọdu guzosiri ike ebe I gēbi rue mb͕e ebighi-ebi….
1 Ma mb͕e Solomon kpebìri ekpere, ọku siri n’elu-igwe ridata, we ripia àjà-nsure-ọku na àjà nile; ebube Jehova we juputa ulo ahu. 2 Ndi-nchu-àjà apughi kwa ibà n’ulo Jehova, n’ihi…
1 O rue, n’ọgwugwu orú arọ, nke Solomon wuru ulo Jehova na ulo-ya nime ha, 2 na obodo nile nke Huram nyere Solomon, Solomon we wue ha, me ka umu…
1 Ma eze-nwayi Sheba nuru akukọ Solomon, we bia iwere ilu di iche iche nwa Solomon nime Jerusalem, ya na usu di ọtutu nke-uku, na camel nēbu uda di iche…
1 Rehoboam we jerue Shekem: n’ihi na Shekem ka Israel nile biaruru ime ya eze. 2 O rue, mb͕e Jeroboam nwa Nebat nuru ya, (ma onye ahu nọ n’Ijipt, ebe…
1 Rehoboam we biarue Jerusalem, kpọkọta ulo Juda na Benjamin, orú nnù ndikom orú uzọ na abua na nnù iri, bú ndi arọputara arọputa, ndi nēbu agha, ibuso Israel agha,…
1 O rue, mb͕e emere ka ala-eze Rehoboam guzosie ike, mb͕e ọ di kwa ike, na ọ rapuru iwu Jehova, ya na Israel nile. 2 O rue n’arọ nke-ise nke…
1 N’arọ nke iri-na-asatọ nke eze, bú Jeroboam, ka Abaija malitere ibu eze Juda. 2 Arọ atọ ka ọ bu eze na Jerusalem: aha nne-ya bu Maikaīa nwa-nwayi Uriel nke…