II. NDI KỌRINT 1

1 Pọl, onye-ozi nke Kraist Jisus site n’ọchichọ Chineke, na Timọti nwa-nna-ayi, nēdegara nzukọ Chineke nke di na Kọrint akwukwọ, ha na ndi nsọ nile ndi nọ n’Akaia dum: 2…

II. NDI KỌRINT 2

1 Ma ezuputaram onwem nka, na m’gaghi-abiakute unu ọzọ n’ihe-nwuta. 2 N’ihi na asi na mu onwem eme ka o wuta unu, ònye bu kwa onye gēme ka obi tọm…

II. NDI KỌRINT 3

1 Àyi nāmalite ọzọ ime ka madu mara ayi? ma-ọbu ǹkpà akwukwọ-ozi ime ka madu mara ayi nākpa ayi inye unu ma-ọbu inara unu, dika ọ nākpa ufọdu? 2 Unu…

II. NDI KỌRINT 4

1 N’ihi nka, ebe ayi nwere ije-ozi a, dika emere ayi ebere, ike agwughi ayi n’obi: 2 kama ayi juru ihe-nzuzo nile nke nēweta ihere, ayi adighi-ejeghari n’aghughọ, ayi adighi-emeso…

II. NDI KỌRINT 5

1 N’ihi na ayi matara na asi na akwaturu ulo nke uwa, bú ulo-ikwū-ayi, ayi nwere ulo ewuru nke sitere na Chineke, ulo anējighi aka wu, di ebighi-ebi, n’elu-igwe. 2…

II. NDI KỌRINT 6

1 Ma, dika ndi ayi na Ya nālukọ ọlu, ayi nāriọ kwa unu ka unu ghara inara amara Chineke n’efu, 2 (n’ihi na Ọ nāsi, N’oge anānara madu nke-ọma ka…

II. NDI KỌRINT 7

1 Ya mere ndi m’huru n’anya, ebe ayi nwere nkwa ndia, ka ayi sachapu n’onwe-ayi nmeru nile nke aru na nke mọ, nēmezu idi-nsọ n’egwu Chineke. 2 Nyenu ayi uzọ…

II. NDI KỌRINT 8

1 Ọzọ, umu-nnam, ayi nēme ka unu mara amara Chineke nke enyeworo nime nzukọ Kraist nile nke Masedọnia; 2 na nime ọtutu nnwaputa nke nkpab͕u, nbabiga-ókè nke ọṅù-ha na ob͕eye-ọnu-ntu…

II. NDI KỌRINT 9

1 N’ihi na ọ dighi nkpà ka m’degara unu akwukwọ bayere ijere ndi nsọ ozi: 2 n’ihi na amataram obi di ọku unu, nke m’nānyara ndi Masedọnia isi bayere unu,…

II. NDI KỌRINT 10

1 Ma mu onwem Pọl ji idi-nwayọ na obi-ọma nke Kraist nāriọ unu, mu onye nādi ala n’iru unu mb͕e m’nọ n’etiti unu, ma mb͕e m’nānọghi enwem obi-ike n’ebe unu…